Governorship Election Results: E wepụla Rochas oche n'otele n'Imo steeti

Etu ntuliaka ọkwa gọvanọ na nke ụlọomeiwu nke steeti si aga n'Ọwụwa-Anyanwụ.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Uche Akolisa and Chimamaka Ihenacho

  1. "BBC zutenụ m n'ụlọikpe" - Segun Adewale

    Otu onye a ma ama n'otu ADP bụ Segun Adewale amajaala BBC na ọ ga-akpụpụ ha ụlọikpe maka ebubo eboro ya na ọ mara onye ntaakụkọ BBC aka ntị.

    O gwara BBC "wepụtanụ ihe akaebe ịgosi na m mere nrụrụaka ego maọbụ unu ezute m n'ụlọikpe"

    O gọrọ na ọ mara nwaanyị ahụ ọra maka kwuo na o gbochiri ndị Igwe mmadụ ịti ya ihe.

    Segun Adewale
  2. Onye na-azọsa igbe ntuliaka ebe a?

    Anya hụrụ ebe ihe mere kwuru na ọ bụ ndị agboro na-akwado otu AA na-akpa mkpa mkpa a.

    Ha kwuru na nke a mere n'ụtụtụ a n'obodo Eziobodo dị n'Owerri West.

    Cheta na AA bu otu Uche Nwosu na-azọ ọkwa Gọvanọ n'okpuru ya mgbe o si n'otu APC mapụta.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  3. Ndị Ọka ekurula ume ndụ ugbua

    Ndịi mmadụ ebidola ịgagharị n'Ọka dịka emechiri ntuliaka n'ebe dị icheiche n'Anambra.

    Foto na-egosi na ndụ ebidola na Zik Avenue a ma ama n'Ọka.

    Onye ntaakụkọ BBC Igbo kwuru n'onweghi akụkọ ọjọọ a nụrụ ka ọ dị ugbu a,

    O kwukwara na ebe niile anyị gara ịhụ ka ọ si ga, nakwa site na ajụjụ ọnụ anyị gbara ndị mmadụ, ihe niile gara nke ọma.

    Eke Ọka ebe ndị mmadụ nọ
    Ndị mmadụ n'ọgbọ ntuliaka dịka emechara ntuliaka.
  4. Mpụ a bụ ọgaranya na Borno n'ime ntuliaka a?

    EFCC anwụchiela otu nwoke aha ya bụ Abba Ali Abbari na Borno steeti ebe o ji ego kariri otu nde naira n'aka.

    Abbari gwara EFCC na ego ahụ bụ maka ikesa dịka ego nrụrụaka ịzụ vootu na Konduga n'ime Borno steeti.

    Skip Instagram post
    Hapụ Instagram ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of Instagram post

    O kwuru na ebumnuche ya bụ ịkenye ndị nnọchịte patị dị iche iche puku naira iri ise (50,000).

  5. Gịnị na-enye ndị mmadụ aṅụrị n'Anambara?

    Aha onyonyo, Ndi tunyere vootu taa
  6. I chetara nwaanyị ahụ bu ute bịa ntuliaka onyeisiala?, O kpotere "whot" o ji azụ okwe n'ọgbọ ntuliaka ya n'Enugwu.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  7. Alex Otti tụrụ vootu ya mana o nwere mkpesa, Otti kwuru na ọ nụrụ kepu kepu na e nwere ndị nwara imabu igbe ntuliaka.

    Skip X post, 1
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post, 1

    Skip X post, 2

    End of X post, 2

    Skip X post, 3

    End of X post, 3

  8. Nsogbu dapụta na ntuliaka, bo ya ndị ndọrọndọrọ na-achụsị ọkwa ike - Umahi

    Dave Umahi kwuru na ntuliaka gara ọfụma ebe ọ nọ mee ntuliaka.

    O kwukwara sị na ọ bụrụ na e nwee ebe ọbụla ọgbaghara dapụtara ka a na-eme ntuliaka, na ọ ga-abụ n'aka ndị ndọrondọro ka o si.

    Aha onyonyo, Ebonyi State: Nsogbu dapụta na ntuliaka, bo ya ndị ndọrọndọrọ na-achụsị ọkwa ike - Umahi
  9. Rochas na nwunye ya atụọla vootu, Rochas Okorocha na Nkechi nwunye ya so pụta tụọ vootu n'Ogboko dị n'Imo steeti.

    Cheta na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu, na-azọ oche ịnọchi ya dịka gọvanọ Imo steeti.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  10. Na Makurdi ndị omekome na-akupu mmadu isi ka obi sị tọọ ha

    Otu onye ọrụ EFCC agaala ụlọọgwụ maka ndị omekome kupuru ya isi na Markurdi taa.

    Onye akupuru isi

    Ebe foto si, @officialefcc

    Ndị EFCC ahụ dere sị na ọ bụ ndị omekome APC kpara mkpamkpa a.

    Skip Instagram post
    Hapụ Instagram ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of Instagram post

  11. Etu e si agụ mpụtara vootu na ihe ndị ọzọ na-eme na ntuliaka ọkwa gọvanọ a

  12. Onweghi ihe a tụtara n'ụlọọrụ INEC gbara ọkụ n'Ebonyi

    Cheta na BBC Igbo kọrọ akuko a mgbe o mere n'ụtụtụ taa bụ Maachị 9 n'Ezza Ebonyi steeti.

    Ndị omekome a batara n’ụlọọrụ INEC n'elekere abụọ nke isi ụtụtụ.

    Ha gbara ụlọakwụkwọ akpọrọ Community Secondary School dị n'Okposị, Umuoghara, n'Ebonyi steeti ọkụ.

    Ụlọọrụ INEC
    Ụlọọrụ INEC
    Ụlọọrụ INEC
  13. Ndị ntorobia Enugwu na-eme ngagharịiwe gbasara Ayogu Eze

      • Onye dere ya, Ebere Ekeopara
    Aha onyonyo, Enugu state: Tighachinụ aha Ayogu n'akwụkwọ ntuliaka
  14. E bidola ịgụ vootu n'Anambara

    A tụchaala vootu n'ụfọdụ ọgbọ ntuliaka n'Anambara steeti.

    Ugbua, e bidola ịgụ vootu n'ebe ahụ.

    Aha onyonyo, Ịgụ vootu ebidola n'Anambra
    Ịgụ vootu
    Ịgụ vootu
  15. A tụchaala vootu n'Amigbo Nwangele

    A tụchaala vootu na unit 007 dị n'Amigbo, Nwangele, Imo Steeti

    Ndị ọrụ INEC ebidola ịgụ vootu n’ebe ahụ.

    �x�4

    Ndị na-agụ vootu
    Ndị na-agụ vootu
  16. Ụda egbe na-ada na Kogi steeti

    INEC ekwuola na ha ehihariala ntuliaka na Mopomuru dị n'ime Kogi steeti ruo echị bụ ụbọchị iri n'ime ọnwa Maachi.

    Ha kwuru na a kpebiri ihe a makana ndị uweojii na-agba egbe na Lokoja ugbua nakwa na ndị omekome maburu ọtụtụ Igbe ntuliaka wụbanye n'ime ọhịa.

    Lokoja
  17. 'Pụtanụ bịa sonye n'ịhazi ọdịnịhu Imo steeti' - Uche Nwosu

    Aha onyonyo, Election 2019: 'Taa ka a ga-enwe nkwekọrịta gbasara ọdịnihu Imo steeti'
  18. Atiku tụkwara vootu, Abubakar Atiku zọrọ ọkwa onyeisiala kwuru sị ndị mmadụ chekwa vootu ha ma tụọ ya n'udo.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  19. 'Mpụtara ntuliaka ga-abụ mmeri m' – Ikpeazu

    Ikpeazu na-azọ ịchị Abịa steeti n’agba nke abụọ ya ekwuola na okwenyere na mmeri ya kpam kpam.

    Ihe ndị ọzọ o tinyere ọnụ na ya bụ okwu gbasara ndị nchekwa na ụzọ ha si esonye n'igbochi nrụrụaka.

    Aha onyonyo, Election 2019: 'A ma m na mmeri ga-abụ nkem'
  20. Election 2019: Ndị mmadụ na-anara ego iji tụ vootu na Bayelsa

    Aha onyonyo, Election 2019: Ndị mmadụ na-anara ego iji tụ vootu na Bayelsa