Governorship Election Results: E wepụla Rochas oche n'otele n'Imo steeti

Etu ntuliaka ọkwa gọvanọ na nke ụlọomeiwu nke steeti si aga n'Ọwụwa-Anyanwụ.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Uche Akolisa and Chimamaka Ihenacho

  1. Okowa ga-achị Delta steeti ọzọ!

    Ifeanyi Okowa emeriela ntuliaka ga-eme ka ọ chịa Delta steeti afọ anọ ọzọ.

    Ọ gbapụrụ ọsọ buru ụkpa ekele gaa n'ụlọụka ozugbo.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

    Ka o si merie:

    APC: 215,938

    PDP: 925,274

    SDP: 1,136

    AAC: 914

    Ndị debanyere aha ha: 2,831,205

    Ndị anabatara ịtụ vootu: 1,188784

    Vootu niile a tụrụ: 1,178,335

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 1,154,188

    Vootu a jụrụ ajụ: 24,147

  2. 'Enweghi mgbe anyi ji nwụchi osote gọvanọ Kano steeti, anyị na ya nọkọ' - Ndị uweojii

      • Onye dere ya, Mansur Abubakar
      • Ndị mere akụkọ a, BBC Pidgin, Kano

    Ndị uweojii Kano kwuru sị na enweghi mgbe ha ji nwụchie osote Yusuf Gawuna bụ osote gọvanọ ndị Kano steeti, maka nrụrụaka ntuliaka.

    Cheta na akụkọ pụtaburu na ha nwụchiri Gawuna maka ebubo na ọ kwasasịrị otu ebe a na-anọ agụpụta mpụtara.

    Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii kwuru sị na ọ bụghị nwuchi ka ha nwụchiri ya, na ha na ya nọkọ.

    Kano

    N'otu aka ahụ, Kọmishọna ndị uweojii steeti ahụ bụ Muhammad Wakil, na ndị Inec emeela nzukọ ebe ha na-akwado imalite mkpọpụta mpụtara ntuliaka.

  3. A ka na-agụpụta mpụtara Imo steeti, Sonye ya ebe a kọ dị ọkụ.

  4. Anwụchiela "Returning Officer" ndị Ohaji-Egbema

    Ndị uweojii kpụpụrụ Ezirim ThankGod Kelechi bụ aka chịkọtara mpụtara ntuiliaka ndị okpuruọchịchị Ọhaji-Egbema.

    Mmehie ya bụ na ọ kpọrọ mpụtara na-adabaghị adaba.

    E mechara gụpụ vootu karịrị puku atọ n'ime ihe karịri puku iri abụọ ọ gụpụtara dịka ihe pati AA nwetara.

  5. Ndị Rivers steeti na-achịlizi aka elu, Ihe ndapụta so ntuliaka e mere na Rivas steeti n'ụbọchị 9 nke ọnwa Maachị, na-ebutezi "chịlie aka gị elu".

      • Onye dere ya, Karina Igonikon
      • Ndị mere akụkọ a, BBC Pidgin, Lagos

    Anaghịzị aga ụzọ Aba Road dị na Pọt Hakọt aga ugbua maka etu ndị nchekwa si nọchichaa ụzọ bido na Waterlines ruo GRA.

    O mere ka ụzọ kpachichaa, ebe ndị nchekwa a mere ka ndị mmaọ̄ụ chilie aka ha elu tupu ha agafee.

    Chilie aka

    N'ụzọ a ka ụlọorụ ndị Inec nọ, bụ ebe ọgbaghara dapụtara ka ndị uweojii na ndị agha na-azọ onye nọ n'isi nchekwa.

    Chilie aka
    chilie aka

    Chetakwa na Inec mechara kwụsị mpụtara ntuliaka Rivers steeti n'ike.

    Amaneghi ihe ga-eme ya ugbua.

    Chilie aka gị
  6. Mpụtara ntuliaka apụtawala ọzọ n'Imo steeti

    Ihe a tụtara n'ụfọdụ okpuruọchịchị apụtawala ọzọ:

    ORU WEST

    AA: 5,016

    Accord: 258

    APC: 6,435

    APGA: 5,764

    PDP: 4,393

    Ndị debanyere aha ha: 70,220

    Ndị anabatara ịtụ vootu: 23,348

    Vootu niile a tụrụ: 23,150

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 22,375

    Vootu a jụrụ ajụ: 775

    _________________________________________

    ISU

    Accord: 146

    AA: 7, 695

    APC: 2, 423

    APGA: 2, 873

    PDP: 3, 235

    Ndị debanyere aha ha: 53, 956

    Ndị anabatara ịtụ vootu: 17, 626

    Vootu niile a tụrụ:

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 17, 626

    Vootu a jụrụ ajụ: 534

    ______________________________________

    ORU EAST

    Accord: 77

    AA: 4, 531

    APC: 24, 257

    APGA: 1, 524

    PDP: 4, 806

    Ndị debanyere aha ha: 83, 600

    Ndị anabatara ịtụ vootu: 38, 455

    Vootu niile a tụrụ:

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 37, 746

    Vootu a jụrụ ajụ:

    ____________________________________

    OBOWO

    Accord: 182

    AA: 4, 929

    APC: 1, 389

    APGA: 5, 385

    PDP : 6, 198

    Ndị debanyere aha ha: 62, 836

    Ndị anabatara ịtụ vootu: 20, 404

    Vootu niile a tụrụ: 19, 040

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 18, 609

    Vootu a jụrụ ajụ: 431

    _____________________________________

  7. Aka akparala onye dọkara akwụkwọ mpụtara n'Imo steeti, Onyeisi ụlọorụ INEC n'Imo steeti kwuru na ha nwere akwụkwọ mpụtara ọzọ ha ga-eji kpọrọ mpụtara na-aga n'ihu.

    Dịka a na-achọ imalite mkpọpụta mpụtara ọzọ n'Imo steeti, kọmishọna ndị uweojii na steeti ahụ arịọla ka udo chịa n'ihe a na-eme.

    Maka ndị dọkara akwụkwọ bụ Pascal Onwukaike nke RP na Uche Onyeaguocha nke PDP, o kwuru na iwu obodo ga-eso ha maka arụ ha kpara.

  8. A na-akwado imalite ngụpụta mpụtara ọzọ n'Imo steeti, INEC na-akwado ngụpụta ka a dọkachara ụfọdụ akwụkwọ mpụtara.

    Imo
  9. Ndị uweojii anwụchiela osote gọvanọ Kano?

    Akụkọ anyị na-anụ na-ekwu na ndị uweojii anwụchịela osote gọvanọ Kano steeti maka ebubo ikposa ntuliaka e mere na Okpuru Ọchịchị Nasarawa dị na steeti ahụ.

    Nasiru Gawuna n'etiti ndị uweojii
    Nkọwa foto, Nasiru Gawuna n'etiti ndị uweojii

    Akụkọ kwukwara na Nasiru Gawuna dọkara mpụtara ntuliaka e mere n'ọdọ nchịkọta vootu dị n'Okpuru Ọchịchị ahụ dịka a na-akpọpụta ya.

    Ndị nọ ebe ihe mere kwuru na ọ bụ otu PDP na-emeri nke kusuru Gawuna nakwa Kọmịshọna na-ahụ maka okpuru Ọchịchị na steeti ahụ bụ Murtala Sule Garo.

  10. Gere ihe Uche Nwosu gwara BBC Igbo ebe a

  11. Ị nụrụ ihe mere n'Imo nakwa ihe Inec kwuru maka ụfọdụ steeti ndị ọzọ?, Gere akụkọ ga-amasị gị n'otu nkeji.

  12. Okezie Ikpeazu na-agba egwu mmeri

    Aka na-achị Abia steeti azọtala agba nke abụọ nke mere na ọ malitere ịnwe aṅụrị site n'ịgba egwu na ịbụ abụ

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  13. Lee ka ọgụ siri malite na mkpọpụta mpụtara ntuliaka n'Imo

      • Onye dere ya, Chiagozie Nwonwu
      • Ndị mere akụkọ a, BBC Igbo, Owerri
    Aha onyonyo, Imo Election Result: Ndị Imo na-adọka onwe ha maka mpụtara ntuliaka
  14. A dokala akwụkwọ mpụtara Imo

    A dọrịela akwụkwọ mpụtara ntuliaka Imo steeti n'ebe a na-akpọpụta mpụtara Imo steeti n'isi ụtụtụ a ebe elekere Ise .

    Nke a na-eme ka a gụpụtachara mpụtara Okpuru Ọchịchị Okigwe.

    Otu nnochite pati bụ Uche Onyeago boro ebubo na a chụpụrụ ndị nnọchịte otu pati oge a na-achịkọta vootu.

    O kwuru ka a ghara ịgụpụta mpụtara okpuru ọchịchị. Mana onye ọzọ kwuru ka a ghara ige ntị na mkpesa ya.

    Ndọrịtaụka banyere n'ọgụ ha were dọrịe akwụkwọ mpụtara niile e ji eme mkpọpụta .

    Ka ọ dị ugbua, ndị ọrụ Inec agbaala ọsọ ndụ gbapụ n'ebe a na-akpọpụta mpụtara ntuliaka e mere.

    Ndị uweojii nwuchikwara mmadụ abụọ ndị kpara agwa ọjọọ ahụ kpụrụ ha pụọ.

  15. Imo Result: A napụrụ ndị ọrụ Inec igbe vootu, tie ha ihe n'Okpuru Ọchịchị - Onyeisi Inec Orlu

    Onyeisi Inec na Okpuru Ọchịchị Orlu kwụrụ na a kagburu ntuliaka n' ebe ụfọdụ n'ihe na a napụrụ ndị ọrụ ha igbe vootu, tie ha ihe , ebe ụfọdụ tụrụ vootu na ejighị 'card reader.'

    Ebe ndị nke a metutara gụnyerena Ụmụezeọma,

  16. Fayose na-akwa Amosun emo

    Ayo Fayose

    Ebe foto si, @GovAyoFayose

    Nkọwa foto, AAyo Fayose chịburu dịka gọvanọ Ekiti steeti

    Aka chiburu Ekiti steeti bụ Ayo Fayose ekelela Gọvanọ Ibikunle Amosun nke Ogun steeti dịka onye ọ na-akwado ka ọ nọchie ọkwa ya pịara ukwu n'ala na ntuliaka ọkwa Gọvanọ e mere na Satode.

    Dapo Abiodun nke APC meriri Adekunke Akinlade nke APM bụ onye Amosun na-akwado na ntuliaka gọvanọ.

    Fayose kwuru na e jirila iko o ji manyere ya bụ Fayose oge e mere ntuliaka Ekiti manyere ya.

    Skip X post, 1
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post, 1

    Skip X post, 2
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post, 2

  17. A nwụchiri ndị a na-enyo maka mpụ metụtara ntuliaka

    Ndị uweojii nwụchiri ọtụtụ a na-ebo ebubo na ha tinyere aka na mpụ nakwa kpa agwa megidere iwu ntulaiaka Naijiria.

    Akụkọ ọgbaghara dị iche iche dịka ịlụ ọgụ, iti ndị ọrụ Inec ihe, ịnapụ igbe ntuliaka maọbụ akọrọngwa ntuliaka nakwa iji nwga ọgụ so ntuliaka e mere n'Imo steeti.

    Ndị a na-ebo ebubo ime mpụ gbasara ntuliaka

    Ebe foto si, Orlando Ikeokwu

    Nkọwa foto, Ndị a na-ebo ebubo ime mpụ gbasara ntuliaka
  18. Imo Results: Mpụtara ntuliaka Gọvanọ n'Imo

    Ọnọdụ nchịkọta vootu n'Imo
    Nkọwa foto, Ọnọdụ nchịkọta vootu n'Imo

    Okpuru Ọchịchị Okigwe

    Accord :

    AA : 8469

    APC :1843

    APGA : 8365

    PDP :5443

    Ndị debanyere aha:

    Ndị a nabatara ịtụ vootu:

    Vootu niile a tụrụ: 26163

    Vootu a tụrụ dị mma : 25378

    Vootu a jụrụ ajụ : 785

    ________________________________________________________________

    Okpuru Ọchịchị Orlu

    Accord : 262

    AA : 9659

    APC :3007

    APGA : 3421

    PDP : 5053

    Ndị debanyere aha: 102,140

    Ndị a nabatara ịtụ vootu: 24,555

    Vootu niile a tụrụ: 23313

    Vootu a tụrụ dị mma :22196

    Vootu a jụrụ ajụ : 1483

    ___________________________________________________________

    Okpuru ọchịchị Nwangele

    Accord : 176

    AA : 9, 924

    APC : 1, 831

    APGA : 2, 067

    PDP : 3, 482

    Ndị debanyere aha: 50, 518

    Ndị a nabatara ịtụ vootu: 20, 840

    Vootu niile a tụrụ: 20, 840

    Vootu a tụrụ dị mma : 19, 336

    Vootu a jụrụ ajụ : 1, 504

    ___________________________________________________________________________

    Okpuru ọchịchị Oguta

    Accord : 28

    AA : 3, 431

    APC : 1, 644

    APGA : 2, 441

    PDP :5, 663

    Ndị debanyere aha: 87, 845

    Ndị a nabatara ịtụ vootu: 14, 343

    Vootu niile a tụrụ: 14, 077

    Vootu a tụrụ dị mma : 13, 674

    Vootu a jụrụ ajụ : 403

    _________________________________________________________________________

    Okpuru Ọchịchị Ikeduru

    Accord : 219

    AA :4, 006

    APC : 3, 139

    APGA : 2, 088

    PDP : 14, 848

    Ndị debanyere aha: 87,189

    Ndị a nabatara ịtụ vootu: 28, 522

    Vootu niile a tụrụ: 27, 196

    Vootu a tụrụ dị mma : 26, 486

    Vootu a jụrụ ajụ : 710

    _________________________________________________________________________

    Okpuru ọchịchị Owerri Municpal

    Accord : 205

    AA : 2, 617

    APC : 1, 540

    APGA : 1, 549

    PDP : 10, 118

    Ndị debanyere aha: 119, 372

    Ndị a nabatara ịtụ vootu: 17, 899

    Vootu niile a tụrụ: 17, 720

    Vootu a tụrụ dị mma :17, 064

    Vootu a jụrụ ajụ : 650

    ________________________________________________________________________

    Okpuru ọchịchị Mbaitolu

    Accord : 398

    AA : 5, 869

    APC : 3, 704

    APGA : 5, 777

    PDP : 13, 358

    Ndị debanyere aha: 144, 960

    Ndị a nabatara ịtụ vootu: 37, 350

    Vootu niile a tụrụ: 36, 511

    Vootu a tụrụ dị mma : 35, 137

    Vootu a jụrụ ajụ : 1, 338

    ________________________________________________________________

    Okpuru Ọchịchị Orsu

    Accord : 54

    AA : 6, 203

    APC : 3, 780

    APGA : 3, 198

    PDP : 2, 596

    Ndị debanyere aha: 44, 886

    Ndị a nabatara ịtụ vootu: 16, 893

    Vootu niile a tụrụ: 16 733

    Vootu a tụrụ dị mma : 16, 346

    Vootu a jụrụ ajụ : 387

  19. Ebọnyị Governorship: Umahi emeriela ọzọ, kwee nkwa ọrụ mmepe

    Dave Umahi

    Gọvanọ Dave Umahi nke ekweela nkwa na ya ga-eji ike were rụọ ọrụ mmepe n' Ebonyi steeti.

    Umahi nke PDP ji vootu dị 393 merie, ebe Sonni Ogbuji nke APC nwetara vootu dị 135903.

    N'ozi nke ọnụ na-ekwuru ya bụ Emmanuel Uzor binyere aka, Umahi kerere ndị Ebọnyị maka ịtụnyere ya ma kwe nkwa na ya chịchaa na ọchịchị ga-alọghachị mpaghara Abakaliki.

    Vootu PDP na APC nwetara n'Enugwu
  20. Lee ngụkọ mpụtara n'Enugwu steeti ebe a

    Gụọ ọnụọgụgụ okpuruọchịchị niile dị n'Enuwgwu steeti ebe a:

    Nkanu East

    Ndị denyere aha: 76455

    Ndị tozuru ịtụ vootu: 24407

    Vootu niile a tụrụ: 23994

    Vootu ndị a kagburu: 413

    APC 636,

    APGA 48,

    PDP 23118,

    UPP 02

    _______________________________________________________

    Igboeze South.

    Ndị denyere aha:106489

    Ndị tozuru ntuliaka: 39855

    Vootu ndị a kagburu: 653

    Vootu niile a tụrụ: 39855

    APC 705,

    APGA 10,

    PDP 38326,

    UPP 1.

    _____________________________________________________

    Enugu North

    Ndị denyere aha: 190596

    Ndị tozuru ntuliaka: 23543

    Vootu ndị a kagburu: 220

    Vootu niile a tụrụ: 16003

    APC 276

    APGA 78

    PDP 15120

    UPP 89

    _____________________________________________________

    Enugu East

    Ndị denyere aha:188504

    Ndị tozuru ntuliaka: 23543

    Vootu ndị akagburu akagbu: 487

    Vootu niile a tụrụ: 23543

    APC 352

    APGA 43

    PDP 22300

    UPP 66.

    ____________________________________________________

    Igboeze North

    Ndị denyere aha:128187

    Ndị tozuru ntuliaka: 33274

    Vootu ndị akagburu: 32679

    Vootu niile a tụrụ: 33274

    APC 1607

    APGA 37

    PDP 30666

    UPP 9.

    ___________________________________________________

    Enugu South

    Ndị denyere aha:160073

    Ndị tozuru ntuliaka: 18970

    Vootu ndị akagburu: 257

    Vootu niile a tụrụ: 18970

    APC: 533

    APGA: 131

    PDP: 17513

    UPP: 75

    ________________________________________________

    Aninri

    Ndị denyere aha:72775

    Ndị tozuru ntuliaka: 22618

    Vootu ndị akagburu: 362

    Vootu niile a tụrụ: 22618

    APC: 496

    APGA: 40

    PDP: 21450

    UPP: 14

    _____________________________________________