Governorship Election Results: E wepụla Rochas oche n'otele n'Imo steeti

Etu ntuliaka ọkwa gọvanọ na nke ụlọomeiwu nke steeti si aga n'Ọwụwa-Anyanwụ.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Uche Akolisa and Chimamaka Ihenacho

  1. Ebunmobi m bụ ọchịchị ga-enye ndị mmadụ ọrụ na ohere ịchụnta ego- Sanwo-Olu

    Babajide Sanwolu

    Ebe foto si, @jidesanwolu

    Babajide Sanwolu nke APC onye meriri na ntuliaka gọvanọ enyela ndị Legos ekele ma kwụp.ụtakwa ihe ọ ga-eme n'ọchịchị ya.

    Sanwo-Olu nke APC netara vootu 739,445, ebe Jimi Agbaje nke PDP nwetara 206,141.

    N'ozi ọ gbasara ka Inec kpọtachara ya dịka onye meriri, Sanwolu kwuru n'ọchịchị ya ga-etinye anya n'iwepụta ọrụ na iwulite akụnaụba.

    "Ebunmobi m bụ ọchịchị ga-enye ndị mmadụ ọrụ na ohere ịchụnta ego."

    "Ebunmobi m bụ ọchịchị ga-enye ndị mmadụ ọrụ na ohere ịchụnta ego."

    "Anyị aburula nnukwu steeti ọrụ anyị bụ ịgba mbo ka anyị ghar ịla azụ."

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

    Sanwolu onye ka tọrọ okwu ịkpa oke wuru ewu oge a na-akwado ntuliaka, kwụụ na ndị be ha bụ "ndị nwere obi ọma , ha naghị achọ ikpa oke."

    Ọ gwara ndị ya na ya soro zọọ ọkwa gọvanọ ka ha kpofuo ihe gara aga. Ndị niile so zọọ ntuliaka na ndịechezọọla ihe mere.

  2. Onye APC anwụọla na Platu steeti

    Akụkọ kwuru na Ezekiel Bauda nwụrụ ebe ọ na-enwe aṅụrị maka mmeri ya.

    Ọ zọtara oche ụlọomeiwu Platu steeti ịnọchi anya ndị Pengana na steeti ahụ.

    Ezekiel Bauda

    Ebe foto si, Ezekiel Bauda/Facebook

  3. Imo Election Results: E gburu mmadụ na Nkwerre

    Ugbua a na-agụkọ vootu si n'okpuruọchịchị ndị Imo steeti.

    Onye na-akpọpụta ihe n'Imo kwuru na agbagburu otu onye na Nkwerre mgbe ọ na-agbalị ịchekwa igbe ntuliaka.

    Lee okpuruọchịchị ndị a kpọpụtara ebe a:

    Nkwerre

    Ndị denyere aha: 56034

    Ndị tozuru ntuliaka: 14703

    Vootu ndị a kagburu: 315

    Vootu niile a tụrụ: 14492

    Accord: 376

    AA: 8205

    APC:2147

    APGA: 1104

    PDP: 1889

    ____________________________________________________________________________

  4. A dọpụla oche n'ike Rochas?

    Inec ekweghi akpọpụta aha Rochas Okorocha dịka onye meriri ntuliaka ụlọomeiwu nke Imo West

    Ihe mere ha ji kwuo nke a bụ make ebubo eboro Okorocha na-akpọpụtara aha ya n'egwu ndụ.

    Cheta na onye ọrụ ngo INEC boro Rochas ebubo iyi ndụ ya egwu mere o ji kpọpụta aha ya.

    Ngosi Inec

    Ebe foto si, INEC

  5. Na Akpọtụ Ugbu A, Legọs: Agbaje akpọọla Sanwo-Olu n'ekwenti

    Onye zọrọ ọkwa gọvanọ na Legọs n'okpuru PDP bụ Jimi Agbaje akpọla ma kelee ogbo nke APC

    bụ Sanwo-Olu n'ekwentị dịka akpọpụtara aha Sanwo-Olu dịka onye meriri na Legọs.

    Skip Instagram post
    Hapụ Instagram ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of Instagram post

  6. Uche Ogbuagu o meriela oche n'ụlọomeiwu Imo steeti?

    Ọ ga-anọchite anya Ikeduru n'ụlọomeiwu nke Imo steeti.

    Ọ zọrọ ọkwa ahụ n'okpuru otu PDP ma jiri vootu 15,249 merie.

    Lee ngụkọ vootu si ebe ahụ pụta:

    PDP = 15, 249

    APGA = 3, 168

    APC = 3, 011

    AA = 2, 633

    Uche Ogbuagu

    Ebe foto si, Peace Dike

  7. Ugwuanyị ariferela Enugwu?

    N' Enugwu steeti, aka na-achị steeti ahụ bụ Ifeanyị Ugwuanyị nwetara ohere ịchị steeti ahụ agba nke abụọ.

    Ugwu anyị Nke PDP nwetara vootu dị 449,935, ebe Ayogu Eze nwetara APC 10,423.

    Ifeanyị Ugwuanyị

    Ebe foto si, Ifeanyị Ugwuanyị

  8. Okezie Ikpeazụ o meriela n'Abia?

    Inec akpọpụtala Okezie Ikpeazu dịka onye meriri na ntuliaka Abia steeti.

    Ikpeazu nke PDP nwetara vootu kachasị dịka o nwetara vootu dị 261,127, Uche Ọgah nke APC nwetara 99,574, ebe Alex Otti nke APGA nwetara vootu 64,366.

    Okezie Ikpeazu

    Ebe foto si, Okezie Ikpeazu

    Cheta na n'abalị ụbọchị ntuliaka,tupu a kpọpụta mpụtara ntuliaka Abia steeti, onye ndu otu Ipob bụ Nnamdi Kanụ boro aka na-achị steeti ahụ bụ Okezie ikpeazu ebubo ịkpa nkata ime wuruwuru na Obingwa nakwa Osisioma.

    O kwuru na igwe okwu Twitter ya na ndị Abịa agaghị enye ya ohere ime nke a

    Nnamdi Kanu

    Ebe foto si, Getty Images

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  9. Ọgbaghara ndị ndọrọndọrọ ọchịchị karịrị na Ngor-Okpala, Nkwerre na ebe ndị ọzọ - Onyeisi Inec Imo

    Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, onyeisi Inec n’Imo steeti bụ Francis Ezeonu kọwara etu ndị ndọrọndọrọ ọchịchị si kpaa ike site na ọgbaghara, iti ndịọrụ Inec iihe, ịnapụ igbe vootu nakwa ihe ike dị iche iche were soro ntuliaka ọkwa gọvanọ e mere ụbọchị Satode.

    Gee ihe o kwuru n'uju:

    Aha onyonyo, Imo Governorship Election: Ọgbaghara ndị ndọrọndọrọ karịrị n'Imo - Onyeisi Inec Imo
  10. Onyeisiala Muhammadu Buhari ezigarala Itiopia ozi ịtịakan'obi

    N'ozi o si n'akara Twitter ya ziputa, o kwuru na ihe mberede a wutere ya nke ukwu.

    Gụọ ya bụ ozi n'uju ebe a

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  11. Ogbaghara adapụtala na mkpọpụta mpụtara a na-eme n'Abia.

    Ndị na-eme ngagharịiwe n'Abia
  12. Inec akwụsịla usoro ntuliaka n'ike na Rivas steeti

    Mahmood

    Ebe foto si, Twitter/Inec

    Ngalaba na-ahazi ntuliaka bụ Inec akwụsịla ihe niile gbasara ntuliaka na Rivas steeri n'ihi ihe ha kpọrọ 'oke mkposa mere n'abalị itoolu nke ọnwa.'

    N'akwụkwọ ozi nke Kọmịshọna Inec na-ahụ maka mgbasaozi na komiti na-ahazi ikuzi maka atụm vootu bụ Festus Okoye binyere aka, ozi ha nwetara n'aka ndị ọrụ ha n'ọtụtụ ọnọdụ atum vootu nakwa nchịkọta vootu na-ekwu na a tọrọ ndị ọrụ ha maọbụ kpachie mpụtara.

  13. Ụlọọrụ Inec ọzọ agbaala ọkụ

    BBC Igbo aghọtala na otụ ụlọọrụ Inec na Ngọr-Okpaala dị n'Imo steeti agbaala ọkụ.

    Anyị ghọtara na ọ bụ mgbe ndị ụlọorụ Inec na-akwado ịmechi ọrụ ha ka ndị omekome wakporo ha.

    Ha wakporo ha ma gbaa ebe niile okụ.

    Amabeghi ma o nwere onye nwụrụ na ya bụ mberede.

    Ọkụ gbara

    Ebe foto si, Sunny Ndukwu

  14. Ndị Imo steeti na-akwado ịgụpụta ntuliaka ebe a

    Ndị Imo steeti na-akwado ịgụpụta mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ.

    Onye ntaakụkọ BBC na-ajụ ndị nnọchiteanya pati ihe ha na-atụ anya. Sonye anyị ebe a.

  15. Otu onye Naịjirịa anwụọla n'ụgbọelu Ethiopian Airlines kpọkasịrị, Enweghi onye pụtara n'ụgbọelu Ethiopian Airlines bu mmadụ 149 kpọkasịrị

    Maapụ
  16. Lee ka ndị INEC si akpọpụta mpụtara ntuliaka na Delta

  17. E ji onye ụlọorụ INEC n'Ideato North - REC Imo

    Onyeisi ụlọorụ Inec n'Imo steeti bụ Chukwuemeka Francis Ezeonu, gwara ndị ntaakụkọ BBC Igbo na a nwụchiri onye ụlọorụ ha bụ "Returning Officer" nke Ideato Nọt, dewe ya ebe ha chọrọ ka ọ nọrọ na-edepụta mpụtara ntuliaka adịgboroja.

    O kwuru na ihe a mere ụnyaahụ bụ ụbọchị Maachị 9, yiri nke mere n'Ideatọ Saụt oge ntuliaka ọkwa onyeisiala na ụlọomeiwu ukwu gara aga.

    Chukwuemeka Francis Ezeonu
  18. 'Ndị ọrụ Inec gbara ọsọ ka anyị bịara ịtụ vootu'

    Aha onyonyo, Ebonyi state election: Ọkụ gbara ebe m kwesịrị ịnọ tụọ vootu
  19. Ndị Ebọnyị steeti agụpụtawala mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ

    David Umahi

    Okpuru Ọchịchị Ọnịcha

    APC: 56577

    PDP: 52857

    LP: 62

    SDP: 445

    Ndị debanyere aha ha: 108457

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 44120

    Vootu niile a tụrụ: 56409

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 41900

    Vootu a jụrụ ajụ: 765

    _________________________________________________________________________

    Okpuru Ọchịchị Ohaukwu

    APC: 9943

    PDP: 30606

    LP: 62

    SDP: 445

    Ndị debanyere aha ha: 150303

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 44120

    Vootu niile a tụrụ: 43730

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 41900

    Vootu a jụrụ ajụ: 1830

    ____________________________________________________________________

    Okpuru Ọchịchị Afikpo-North

    APC: 7446

    PDP: 21245

    LP: 62

    SDP:156

    Ndị debanyere aha ha: 101599

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 30818

    Vootu niile a tụrụ:30606

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 29834

    Vootu a jụrụ ajụ: 772

    ______________________________________________________________________

    Okpuru Ọchịchị Ikwo

    APC: 11475

    PDP: 37947

    LP: 16

    SDP:136

    Ndị debanyere aha ha: 151701

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 51923

    Vootu niile a tụrụ: 51436

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 50228

    Vootu a jụrụ ajụ: 1208

    ___________________________________________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Izzi

    APC: 13430

    ADC: 21

    ADP:

    PDP: 34149

    PPN: 61

    LP: 27

    SDP: 8

    Ndị debanyere aha ha:

    Ndị anabatara ịtụ vootu :

    Vootu niile a tụrụ: 49559

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 48314

    Vootu a jụrụ ajụ: 1245

    Onyeisi Inec chịkọtara ntuliaka n' Okpuru ọchịchị Izzi bụ Orum Oti kwuru na a kagburu ntuliaka e mere n'ọnọdụ vootu 11 n'ihi ọgụ, igbe egbe, ịnapụ igbe vootu. Vootu ndị a kagburu maka nke a dị 8549

    _______________________________________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Abakaliki

    APC: 9815

    ADC: 21

    ADP: 76:

    PDP: 26809

    LP: 22

    NPC : 25

    PPN: 60

    SDP: : 43

    Ndị debanyere aha ha: 147440

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 38621

    Vootu niile a tụrụ: 38373

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 37263

    Vootu a jụrụ ajụ: 1110

    Onyeisi Inec chịkọtara ntuliaka n' Okpuru ọchịchị Abakaliki bụ Emeka Nwosu kwuru na e nweghị nkagbu ha mere ebe ahụ kama e nwere ebe a tụrụ vootu na e jighị igwe 'card reader' mee mbinye aka.

    ____________________________________________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Ebọnyị

    APC: 5951

    ADP : 35

    PDP:

    LP:

    SDP: 58

    Ndị debanyere aha ha:

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 33586

    Vootu niile a tụrụ: 33205

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 32170

    Vootu a jụrụ ajụ: 1035

    Onyeisi Inec chịkọtara ntuliaka n' Okpuru ọchịchị bụ Friday Nwalo kwuru na e nweghị nkagbu ha mere ebe ahụ kama na e nwere ndị napụrụ ndị ọrụ ha akọrọgnwa e ji atụ vootu dịka akwụkwọ e ji ebinye aka na ihe ndị ọzọ..

    _____________________________________________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Ishienu

    APC:

    ADC :235

    PDP: 26700

    LP: 11

    Ndị debanyere aha ha: 104387

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 31292

    Vootu niile a tụrụ: 31097

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 30499

    Vootu a jụrụ ajụ: 598

    Na nkọwa ya, onyeisi Inec chịkọtara ntuliaka n' Okpuru ọchịchị Ishienu bụ Charles Ezeugwu kwuru na enweghị ebe a kagburu vootu mana na e nwere mpaghara ndị ekweghị e ji igwe 'card reader tụọ vootu na a gụnyeghị vootu ha.

    ____________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Afikpo-South

    APC:9275

    PDP: 27720

    Ndị debanyere aha ha: 75767

    Ndị anabatara ịtụ vootu : 38216

    Vootu niile a tụrụ: 37728

    Vootu niile a tụrụ dị mma:37252

    Vootu a jụrụ ajụ: 476

    _________________________________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Ọhọzara

    APC:1004

    APP 65

    PDP: 48256

    SDP: 7

    Ndị debanyere aha ha: 84683

    Ndị anabatara ịtụ vootu :49933

    Vootu niile a tụrụ: 49889

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 49461

    Vootu a jụrụ ajụ :428

    ________________________________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Ezza-South

    APC:3245

    PDP: 27583

    SDP: 2

    Ndị debanyere aha ha: 89330

    Ndị anabatara ịtụ vootu :32223

    Vootu niile a tụrụ: 31809

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 31125

    Vootu a jụrụ ajụ :684

    _____________________________________________________

    Ọkpụrụ Ọchịchị Ivo

    APC: 2055

    PDP : 19166

    SDP: 5

    Ndị debanyere aha: 60523

    Ndị a nabatara ịtụ vootu : 21925

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 21349

    Vootu a jụrụ :401

    Vootu niile a tụrụ: 21751

    _______________________________________________________

    Okpuru ọchịchị - Ezza North

    APC: 2482

    PDP: 14181

    APGA:

    SDP: 50

    Ndị debenyere aha ha: 98181

    Vootu niile a tụru: I7414

    Vootu niile a tụrụ dị mma: 16982

    Vootu a jụrụ ajụ: 432

  20. Anyị nwụchiri mmadụ 100 maka mpụ ntuliaka - Kọmishọna uweojii Imo steeti

    Danladi Galadanchi bụ kọmishọna ndị uweojii n'Imo steeti, gwara ndị ntaakụkọ n'ihu ụlọorụ Inec na ndị uweojii nwụchiri ihe ruru mmadụ narị maka ihe gbasara mpụ ntuliaka nke ọkwa gọvanọ na ụlọomeiwu nke steeti.

    O kwuru na ndị a nwụchiri gụnyere ndị uweojii adịgboroja, ndị agboro nakwa na ndị yi uwe ndị agha.

    Kọmishọna uweojii Imo steeti

    O kwuru sị na otu onye na-efe ala nna a kpọrọ David, merụrụ ahụ n'okpuruọchịchị Nwangele, ka ndị omekome gbanyere egbe n'ime ebe a na-agụkọ vootu.

    O kwukara na mwakpo ọzọ mekwara na Mbaitolu.

    Ka o kwuchara, o kwuru na ọnọdụ nchekwa n'obodo ahụ dị mma, na ndị ọrụ ha zuru ka e mee ịhụ na ihe niile gara n'anya ya, n'agbanyeghị etu ndị omekome si nwaa ike ha imaburu igbe ntuliaka.