You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Election Result 2019: Mba Briten akwadola mmeri Buhari
Ihe na-eme na Naijiria, ọkachasị n'Ọwụwa-Anyanwụ dịka Naijiria na-eme ntuliaka ọkwa onyeisiala na ndị ụlọomeiwu etiti.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Chimamaka Ihenacho and Uche Akolisa
Dino Melaye zọtara oche ya
Dino Melaye bụ onye a na-akpụkarị n'ọnụ mgbe ọbụla maka okwu o kwuru ekwu maọbụ ihe o mere eme, na-enwe aṅụrị maka ịzọta oche ya.
Na Twitter, o bunyere Chineke ụkpa ekele ma kelekwaa ndị Kogi West bụ ndị ọ na-anọchite anya ha n'ụlọomeiwu ukwu.
Anambra agaala ezumike ugbua, ha ga-amalite ọzọ ebe elekere 11 nke ụtụtụ
Akụkọ kwuru na ezumike a bụ ịnye ndịisi ọdọ ntuliaka dị icheiche iji bịa weta mpụtara ha.
Ọ bụ kwa inye ndị nwere ntụpọ na mpụtara ha ohere iji hazie ya tupu a kpọpụta ya ọzọ.
Ha ga-amalite ọzọ n'elekere 11 nke ụtụtụ Monde.
Ngụko Abia steeti abịala na njedebe
Dịka agbakọchara ọnụgụgụ vootu niile a tụrụ n'Abịa steeti, onye nọchịrị anya APC bụ Anthony Eze ajụla ibinye aka n'akwụkwọ gbakọrọ vootu ahụ.
O kwuru na ọ bụ maka na mpụtara agụrụ ebe ahụ edoghi ya anya.
Ọ sị na ya na ndị isi APC n'okpuruọchịchị ndị ahụ ga-enwe nzụkọ tupu ọ mara ihe ọ ga-eme.
Ibe ya nọ n'tu PDP bụ Charles Ogbonnaya ebinyela aka n'akwụkwọ ahụ.
Lee mpụtara ikpeazu ya ebe a
AA 51
APC 85058
APGA 9638
PDP 219698
Ndị denyere aha ịtụ vootu: 1793861
Ndị tozuru ịtụ vootu: 361561
Vootu ndị dị mma: 323291
Vootu ndị akagburu: 21180
Vootu niile a tụnyere: 344471
Enugu akpọchiela ụzọ, ha ga-alaghachite ebe elekere 7 ụtụtụ.
Onyeisi ngụkọ a na-eme n'Enugwu gwara ndị isi ọgbọ ntuliaka dị icheiche ha gbakọọ ọnụọgụgụ vootu ha tupu ha apụta n'ụtụtụ.
O kwuru na ọ bụ nke a gburu oge taa ma gwa ndị mmadụ ha laghachite ebe elekere asaa nke ụtụtụ
"Anyị nwereike ịga ụlọikpe maọbụrụ na..." - Ngige
Chris Ngige bụ onye nọchitere anya APC na nchịkọta vootu n'Anambra akatọọla mpụtara vootu ọkachasị na Nnobi bụ obodo ya.
O kwuru na ọ dị ka a ma ụma gbochie ndị be ya n'ime ntuliaka.
Ngige kwuru na ha nwereike ịga ụlọikpe maka okwu a.
Ibe ya nke PDP bụ Alex Obiogboru kwuru na ihe ka ya mkpa bụ igwe 'card reader' na-arụghị ọrụ kpatara na ọtụtụ mmadụ enweghi ike tụọ vootu dịka ha siri kwadoo.
PDP ebola Gọvanọ Obiano ebubo
Onye nọchịtere anya otu PDP na ngụkọ vootu a na-eme na Anambra bụ Alex Obiogboru na-agbagha mpụtara si n'okpuru ọchịchị Anambra East.
Obiogboru na-ekwu na ogbaghara nakwa ụfọdụ igwe ntuliaka a naghị arụ ọrụ so n'ihe mere ka a kagbuo ntuliaka n'ụfọdụ ebe n'okpuru ọchịchị ahụ.
Ngige chọrọ ka a kagbuo mpụtara Idemili-South
Obi adịghị Chris Ngige mma n'kemgbe abali.
Ọ gbara mpụtara ọtụtụ okpuru ọchịchị a kpọpụtarala.
Na nke Idemili-South, ọ kpọrọ ekwo nkụ na-ekwu ka a kagbuo mpụtara si n'
Okpuru Ọchịchị ahụ.
N'otu aka ahụ, onye nnọchite PDP n'ọnọdụ nchịkọta vootu ahụ bụ Alex Obiogboru nwekwara mkpesa yiri nke ngige.
Obiogboru kwuru na atụmvootu agaghị ka o kwesịrị n'Idemili-South.
Onye ọrụ nchịkọta vootu kwetara na ozi e nwetara gosiri na e nwere ndị enweghị ike tụọ vootu.
N'Abia-North, Orji Uzor Kalu emeriela dịka sinetọ
Ọrji Uzor Kalu enwetala oche Sinetọ nke Abia-North n'Ụlọomeiwu Ukwu.
Kalu, onye nọ n'APC ji vootu 30,580 were merie Sinetọ Mao Ohuabunwa nke PDP, onye nwetara vootu 21,940 votes.
Onye osee foto gọvanọ Bayelsa ka dị ndụ
Akụkọ na-eru anyị ntị bụ na onye osee foto aka na-achị Bayelsa bụ Reginald Dei anwụbeghi.
Dickson Seriake bụ aka na-achị steeti ahụ kwuburu na ndị yi uwe ndịagha Naịjirịa gbagburu ya.
Mana akụkụ pụtara tata kwuru na ọ nọ ndụ.
Onye dọkịta na-eleta ya nwa amadị ahụ onye awarala ahụ kwuru na ọ na-alụ ọgụ ndụ ya dịka ọ na-anata ọgwụgwọ gbasara egbe a gbara ya.
Anya gị ọ dịkwa na Legọs?
Okpuru Ọchịchị Epe
AA: 11
APC: 17710
PDP: 13306
YPP: 5
Ndị denyere aha: 147073
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 33905
__________________________________________
Lagos Island (Wọọdụ dị 19)
AA: 3
APC: 27452
PDP : 7396
Ndị denyere aha: 194738
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 38,285
__________________________________________
Ibeju Lekki
A: 2168
AA: 29
APC: 12179
PDP : 11,295
__________________________________________
Okpuru Ọchịchị Ikorodu (Wọọdụ dị 19)
AA: 57
APC: 40719
PDP: 21252
Ndị denyere aha: 264131
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 67865
________________________________________
Surulere
APC: 30621
ANN: 474
PDP: 31603
SDP: 81
YPP: 586
Ndị denyere aha: 387808
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 73036
Vootu na-adịghị mma: 4904
Vootu dị mma: 65748
___________________________________
Kosofe
ANN 924
APC 39216
APGA 19
PDP 28715
SDP 71
YPP 724
Ndị denyere aha: 443048
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 78247
__________________________________
OJO
AA 14
APC 24333
APGA 31
PDP 29019
YPP 98
Ndị denyere aha: 281614
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 60518
Vootu a tụrụ dị mma: 55553
Vootu a gụpụrụ: 4303
____________________________________
Lagos Mainland
AA 14
AAC 230
APC 22684
PDP 15137
Ndị denyere aha: 240006
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 43531
Na Rivas, PDP bu ụzọ
Okpuru Ọchịchị Etche
APC: 7,163
PDP: 11,135
Ndị denyere aha: 94,747
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 20,239
Vootu niile a tụrụ: 20,182
Vootu niile a tụrụ dị mma :18,779
Vootu a gụpụrụ :1406
______________________________________________________
Okpuru Ọchịchị Andoni
APC: 10,766
PDP: 72,330
Ndị denyere aha:124,713
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 85,662
_______________________________________________________
Ogba/Egbema/Ndoni
APC: 10,996
PDP: 28,536
Ndị denyere aha:152,163
Ndị a nabatara ịtụ vootu :44,402
Vootu niile a tụrụ: 44,002
N' Anambara, a ka na-agụ vootu
N'Anambara, a na-agbagha mpụtara a kpọpụtarala
A na-agbagha mpụtara okpuru ọchịchị atọ a kpọpụtarala dịka nchịkọta vootu pati karịrị mmadụ niile tụrụ vootu.
Mịnịster na-ahụ maka ọrụ ma bụrụkwa onye nnọchite APC nọ ebe ahụ kpọrọ oku ka a kagbuo ntuliaka e mere na ndị a:
Lee ihe na-eme n' Anambara n'ihe nkiri a:
Mpụtara ntuliaka Anambara steeti
Mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala dịka Inec siri kpọpụta n'Anambara steeti:
Okpuru Ọchịchị Ihiala LGA
: APC : 1,382
APGA :1,269
PDP : 34,307
YPP : 50
Vootu niile a tụrụ :39,822
Vootu niile a tụrụ dị mma: 38,390
Vootu ndị a jụrụ: :1,432
____________________________________________________
Okpuru Ọchịchị Nnewi-North
APC : 1,324
APGA : 339
PDP : 34,260
YPP: 956
Vootu niile a tụrụ :38,408
Vootu niile a tụrụ dị mma :37,533
Vootu ndị a jụrụ:875
_______________________________________________________
Okpuru Ọchịchị Onitsha-South
APC :905
PDP : 29,795
APGA :369
YPP : 47
Vootu ndị a gụpụrụ: 32,322
Vootu niile a tụrụ dị mma : 31,634
Vootu ndị a jụrụ: 688
Onye ọrụ Inec (Collation officer) kwuru na ọnọdụ atụmvootu atọ dị na Modebe Praịmarị Skul, Modebe Sekọndrị skul, na sentral unit 3, ndị dị n'Odoakpu Ọnịcha, na vootu pati karịrị mpụtara vootu niile a tụrụ.
__________________________________________________
Okpuru Ọchịchị Orumba South
APC : 761
APGA :611
PDP : 18,867
YPP : 630
________________________________________________
Awka North LGA
APC : 1,134
APGA : 1,957
PDP : 15,725
YPP : 04
Vootu niile a tụrụ : 20,299
Vootu niile a tụrụ dị mma : 19,384
Vootu a gụpụrụ: 915
_______________________________________________
Okpuru Ọchịchị Awka-South
APC : 1,435
APGA :1,755
PDP : 40,099
YPP : 90
Vootu niile a tụrụ: 45,331
Vootu a gụpụrụ: 962
Vootu niile a tụrụ dị mma: 44,369
________________________________________________
Okpuru Ọchịchị Oyi
(A nabatabeghị mpụtara a n'ihi na nchịkọta mpụtara a dabaghị n'anya ya.)
APC : 2,272
APGA : 670
PDP : 20,182
YPP : 22
_______________________________________________
Okpuru Ọchịchị Anaocha
A gbaghara ma jụ mpụtara Okpuru Ọchịchị atọ a kpọpụtarala (Anambra-West, Dunukofia na Njikọka): mana a nabatara nke Aniọcha.;
ACPN - 9
APC - 1055
APGA - 1922
PDP - 30,665
YPP: 39
ADP: 15
AGAP: 21
DPP: 30
GDPN: 54
PCP: 256
Ndị denyere aha: 106,310
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 35,312
_______________________________________________
Okpuru Ọchịchị Njikọka
ACPN -
APC - 967
APGA - 1,547
PDP - 28,364
YPP - 24
Ndị denyere aha: 99, 674
Ndị anabatara ịtụ vootu: 33, 709
_______________________________________________
Okpuru Ọchịchị Anambra-West:
APGA : 2,035
APC : 2,428
PDP : 15,384
YPP : 23
Ndị denyere aha: 59,939
Ndị a nabatara ịtụ vootu: 20,939 A
______________________________________________
Okpuru Ọchịchị Dunukofia
A nabatala mpụtara Dunukọfịa a jụburu ajụ
ACPN - 0
APC - 1,452
APGA - 1,241
PDP - 17,270
YPP - 9
Ndị denyere aha: 70,030
Ndị a nabatara ịtụ vootu : 21,251
__________________________________________________
Okpụrụ ọchịchị Orumba South
APC : 761
APGA : 611
PDP : 18,867
YPP : 630
Vootu ndị dị mma: 21333
Vootu ndị a kagburu :730
Vootu niile a tụrụ : 22063
__________________________________________________
Okpuru ọchịchị Ogbaru
APC : 1,044
APGA : 1,382
PDP : 22,084
YPP : 25
Vootu ndị dị mma -25,920
Vootu ndị a kagburu –1,045
Vootu niile a tụrụ - 26,878
_______________________________________________
Okpuru ọchịchi Aguata
APC : 1,955
APGA : 1,202
PDP :32,328
YPP :524
Vootu ndị dị mma - 36,899
Vootu ndị a kagburu 1219
Vootu niile a tụrụ - 38,118
______________________________________________
Okpuru ọchịchi Ayamelum
APC : 1,458
APGA : 3,711
PDP : 18,642
YPP : 05
Vootu ndị dị mma – 24155
Vootu ndị a kagburu 959
Vootu niile a tụrụ - 25114
________________________________________________
Okpuru ọchịchị Njikoka
APC : 967
APGA : 1,547
PDP : 28,364
YPP : 24
Vootu ndị dị mma – 31545
Vootu ndị a kagburu – 865
Vootu niile a tụrụ - 32410
Na Nkwerre, nchịkọta vootu pati karịrị vootu niile a tụrụ
Nke na -eme ugbua: Dịka a na-ekwu ihe mere, ndị amaghị ndị ha bụ wakporo ebe a na-eme mkpọpụta mputara a, mana ndị uweojii gbochiri ha.
Ndị uweojii gbara onye ọbụla ume na o nweghị ihe na-eme eme. Ndị nnochite pati na-aba mba na-enwere wuruwuru n'a Nkwerre, ebe ha na-akpọ oku ka a kagbu ntuliaka e mere n'okpruru ọchịchị ahụ.
Na Nkwerre A na-enwe gbagwoju anya ugbua , maka na nchịkọta mpụtara pati dị iche iche nwetara karịrị Mpụtara karịrị vootu niile a tụrụ.
Onyeisi Inec gwara 'collation officer' ka ọ gbakọgaharia ihe ahụ ọfụma dịka o siri ihe ruru puku karịa vootu a tụrụ.
Mpụtara ntuliaka n'Abia
Mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala dịka Inec siri kpọpụta n'Abia steeti:
Ọkpụrụ Ọchịchị Ukwa-East
APC : 1454
APGA: 434
PDP: 4029
________________________________________________
Isiala-Ngwa North
APC: 2544
PDP: 13500,
APGA: 494.
Ọkpụrụ Ọchịchị Osisioma
APC: 1342
APGA: 364
PDP: 9454
Ọkpụrụ Ọchịchị Bende
AA : 3
APGA : 824
APC: 9233
PDP: 6649
_________________________________________________
Ọkpụrụ Ọchịchị Ikwuano
APC 3311
APGA 524
PDP 7345
SDP 63
__________________________________________________
Ọkpụrụ Ọchịchị Umunneochi
APC: 4324
PDP: 8307
AA: 0
APGA : 689
Vootu niile a tụrụ dị mma: 13755
Okpuru Ochịchị Ukwa West
AA 0
APC 2468
APGA 282
PDP 6879
Okpuru Ọchịchị Umuahia North
AA 10
APC 10339
APGA 327
PDP 16863
A ga-ebido ịchịkọta mpụtara steeti niile n'elekere 11 ụtụtụ Monde.
Mahmood Yakubu bụ onyeisi ngalaba Inec ekwuola na ọ bụ echị bụ Monde ka nchịkọta mpụtara niile si na ntuliaka ọkwa onyeisiala e mere ụbọchị Satode ga-ebido.
Yakubu onye kwuru nke a na mgbape ọnọdụ nchịkọta nke etiti e mere n'Abuja na mgbede a
'E nyere m mpụtara ma amaghị ebe o si sị m kpọpụta- 'Collation Officer', Abia-North
Onye nchịkọta mpụtara a na-akpọ 'collation officer' nke Abia-North jụrụ ịkpọpụta ihe e nwetara ebe ọ chịkọtara oge o rutere ya ịkpọpụta mpụtara.
"A gaghị m akpọlị mpụtara Abịa-North" bụ ihe o kwuru oge a kpọrọ ya kpọpụta ihe e nwetara n'ebe ahụ.
Na nkọwa ya, e jiri ọgbaghara gbosa ntuliaka e mere na okpuru ọchịchị Abia-North, ebe e mechara ya ya mpụtara ọ maghị ebe o si sị ya kpọọ.
O kwuru ka a ga-jụọ onyeisi Inec ihe mere n'ihi na ya agaghị enwe obkii ịkpọpụta ihe dị n'akwụkwọ e nyere ya.
O were iwe siri ebe ahụ zọpụ n'iro.
Mkpọpụta mpụtara Anambara ga-amalite n'oge eteghị aka
Ndị ntaakụkọ ka nọ na-eche onyeisi Inec n'Anambara steeti bụ Nwachukwu Orji ka ọ bịa malite ịkpọpụta mpụtara vootu otu o di na okpuru ọchịchị dị iche iche na Anambara steeti.
Ka ọ dị ugbua, ọtụtụ ndị ọrụ Inec ndị a na-akpọ 'Collation Officers' na Bekee esila okpuru ọchịchị ebe ha rụrụ ọrụ bịa maka nke a.
Kama onyeisi Inec nna steeti Anambara dịka a agasi na ọ dibeghi njikere
Onye ntakụkọ na-enyere anyị aka bụ Ken Udeh kwuru na ha( ndị ntaakụkọ nọ, ndị uweojii, nakwa ọtụtụ ndị nchekwa di iche iche) ka nọ na-eche.
Ebonyi steeti
Okpuru Ọchịchị Ohaukwu
APC: 10396
PDP: 22281
Vootu niile dị mma: 33806
Vootu ndị a gụpụrụ: 2552
Vootu niile a tụrụ: 36358
_______________________________________________
Okpuru Ọchịchị Ebonyi?
APC - 5766
APGA 17
PCP - 137
PDP - 17272
Vootu niile a tụrụ dị mma: 21852
Vootu ndị a gụpụrụ : 830
Vootu ndị a jụrụ: 168
Vootu niile a tụrụ : 25534
_______________________________________________
Ngụkọ vootu n'okpuruọchịchị Ohazara
APC -2058
PCP 117
PDP 33651
Vootu niile a tụrụ: 37241
__________________________________________________________
Ngụkọ vootu n'okpuru ọchịchị Ivo
APC 1945
GDPN 40
PDP 12471
PPA 17
Ngụkọ vootu niile dị mma: 14694
Vootu a gụpụrụ: 771
Vootu niile a tụrụ: 15425
__________________________________________________________
Okpuru Ọchịchị Afikpo-North
APC – 5356
BCD – 204
PDP - 20030
PPA - 4
Vootu ndị dị mma 26823
Vootu niile a tụrụ 28349