2023 Nigeria Elections: E nyela ndị meriri ọkwa gọvanọ Abia, Ebonyi na Enugwu Steeti asambodo mmeri

N'ụbọchị 29 na 30 ka e nyere ndị meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ Abia, Ebonyi nakwa Enugwu Steeti asambodo mmeri ha dịka iwu Inec siri dị

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chigozie Ohaka, Chukwunaeme Obiejesi and Uche Akolisa

  1. Yusuf Kabir nke NNPP emeriela ọkwa Gọvanọ Kano Steeti

    Abba Kabir Yusuf

    Ebe foto si, Abba Kabir Yusuf/Facebook

    Otu ndọrọndọrọ ọchịchị New Nigeria Peoples Party (NNPP) eburula oche ọchịchị na Kano Steeti dịka ha nwetara mmeri na ntuliaka ọkwa Gọvanọ na steeti ahụ.

    Abba Kabir Yusuf nke NNPP nwetara vootu 1,019,602 iji merie Nasir Yusuf Gawuna nke APC onye nwetara vootu 890,705.

    Nke a bụ nke mbụ Kano na-apụ n'aka APC kamgbe afọ 2015.

    Ka ọ dị ugbua, gọọmentị steeti Kano etinye mmachi mkpagharị na steeti ahụ site n'ụtụtụ ruo n'uhuruchi iji gbochie ọgbaaghara nwereike ibido n'ihi mpụtara ntuliaka a.

  2. Chimaroke Nnamani adaala ntuliaka Sinetọ

    Kevin Chukwu na Chimaroke Nnamani

    Ebe foto si, Other

    Aka chịburu Enugwu steeti bụ Chimaroke Nnamani adaala ntuliaka ọkwa Sinetọ na mpaghara Enugwu East.

    Kevin Chukwu nke 'Labour Party' bụ onye tuuru ugo na ntuliaka ahụ dịka o nwetara vootu 69,136, ebe Nnamani, onye nọ na pati PDP nwetara vootu 48,701.

    Cheta na ya bụ ntuliaka gaara adị n'ụbọchị 25 nke ọnwa Febrụwarị mana e bugharịrị ya n'ihi ọnwụ onye Labour Party na-azọbu ọkwa ahụ, bụ Oyibo Chukwu.

    Ndị ojiegbe gburu Mazi Oyibo Chukwu dịka ọ fọdụrụ ụbọchị olemole tupu Febrụwarị 25 oge o si ebe ọ gara chụọ nta vootu na-alọta.

    Kevin Chukwu, onye meriri ntuliaka a ugbua, bụ nwanne nwoke Oyibo Chukwu.

  3. Inec akpọpụtala mmadụ 10 meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ

    Ndị gọvanọ meririla ntuliaka ha

    Ebe foto si, Facebook

    Inec akpọpụtala aha mmadụ iri meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti ha dị icheiche na ntuliaka e mere n'ụbọchị Satọde, Maachị 18, 2023, na mpaghara dị icheiche na Naịjirịa.

    N'ime mmadụ 10 ndị a, asatọ bụ ndị All Progressives Congress, ebe abụọ bụ ndị Peoples Democratic Party.

    Ha gụnyere: Babajide Sanwo-Olu (APC) nke Legọọs, Dapo Abiodun (APC) nke Ogun Steeti, Seyi Makinde (PDP) nke Oyo Steei, AbdulRahman AbdulRazaq (APC) nke Kwara Steeti, Inuwa Yahaya (APC) nke Gombe Steeti, na Mai Mala Buni (APC) nke Yobe Steeti.

    Ndị ọzọ bụ Umo Eno (PDP) nke Akwa Ibom Steeti, Umar Namadi (APC) nke Jigawa, Dikko Radda (APC) nke Katsina, na Ahmed Aliyu (APC) nke Sokoto Steeti.

    E mere ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti 28 n'ụbọchị Satọde, nke pụtara na ọ fọdụrụ steeti 18 ebe Inec ka na-agụkọ mpụtara ntuliaka.

    A na-ele anya na a ga-akpọpụta mpụtara ndị a taa bụ Mọnde.

  4. Ụtụtụ ọma

    Igbo ndị ọma, ụnụ asaala chi.

    Ka anyị malitekwa mgbasaozi nke taa.

    Ndeewonu.

  5. Lee mpụtara ntuliaka ndị si Kano steeti

    Okpuruọchịchị Sumaila na Kano steeti

    Ndị debanyere aha ha ịtu vootu 114740

    Ndị nwere ikikere ịtụ vootu 51349

    ADP 67

    APC 19682

    NNPP 29057

    PDP 113

    Vootu niile a gụnyere 49524

    Vootu ndị akagburu 484

    Vootu niile a tụrụ 50008

    Okpuruọchịchị Bichi na Kano steeti

    Ndị debanyere aha ha ịtụ vootu 152372

    Ndị niile nwere ikikere ịtụ vootu 73328

    ADP 228

    APC 46443

    NNPP 23029

    PDP 112

    Vootu niile a gụnyere71308

    Vootu ndị akagburu1699

    Vootu niile a tụrụ 73007

    Okpuruọchịchị Doguwana Kano steeti

    Ndị debanyere aha ha ịtu vootu86705

    Ndị nwere ikikere ịtụ vootu40099

    ADP 125

    APC 20658

    NNPP 17184

    PDP 720

    Vootu niile a gụnyere 38845

    Vootu ndị akagburu280

    Vootu niile a tụrụ39125

    Okpuruọchịchị Tofa na Kano steeti

    Ndị debanyere aha ha ịtu vootu 80730

    Ndị nwere ikikere ịtụ vootu 29847

    ADP 51

    APC 12996

    NNPP 15789

    PDP 183

    Vootu niile a gụnyere 29459

    Vootu ndị akagburu376

    Vootu niile a tụrụ 29835

  6. Ebonyi Election Inconclusive: A ga-enyocha mpụtara ntụliaka gọvanọ Ebonyi Steeti - Inec

    Aha onyonyo, Ihe onyonyo mgbe Inec kwuputara maka ntuliaka gọvanọ Ebonyi Steeti

    Ngalaba Inec ekwuola na ntuliaka gọvanọ nke afọ 2023 adịghị ire n'ihi na ozughị oke.

    Ọ bụ kọmịshọna ntụliaka nke Ebonyi steeti bụ Onyeka Paulin Ugochi kwuru nke a ma sị an ọ bụ dịka ọnụọgụgụ vootu okpuruọchịchị Ishielu nwere ezughị oke.

    Ugochi kwuru na a ga-ehiwe nzụkọ nke ga-enyocha ya bụ ihe nke onye odeakwụkwọ Inec n'Ebonyi steeti bụ Charles Ezema ga-abụ onyeisi ya.

    Ugochi kwuru sị, " Akpọola m Abuja jụo ha uche obi ha, anyị kwekọrịtara ka e hiwe nzụko nyocha nke ga-ele anya na IRev na EC8A. nyocha akwụkwọ mpụtara nyocha. Anyị ga-akagbu nke ọbụla na-anọghị n'usoro.

    Dịka o siri dị, n'ime okpuruọchịchị 13 e nwere n'Ebonyi steeti, otu APC na-emere n'ime okpuruọchịchị 12 agụpụtarala.

    Inec Ebonyi steeti
  7. LP na PDP enwetala mmeri ise ise dịka ọ fọrọ okpuruọchịchị asaa n'Abia Steeti

    Alex Otti na Okey Ahiwe

    Ebe foto si, Alex Otti/Okey Ahiwe

    Inec akwụsịtụla ngụkọ mpụtara ntuliaka n'Abia steeti taa ma kwuo na ọ ga-amalite ọzọ n'ụbọchị Mọnde n'elekere iri nke ụtụtụ.

    Ka ọ dị ugbua, ọ fọla okpuru ọchịchị asaa ka a kpọpụtachaa mpụtara ntuliaka n'okpuruọchịchị niile na steeti ahụ.

    Na mpụtara nke okpuru ọchịchị iri a kpọpụtarala, Labour Pati, nke onye na-azọ ọkwa ebe ahụ bụ Alex Otti, enwetala vootu 65,968 ebe PDP, nke onye na-azọ ọkwa ebe ahụ bụ Okey Ahiwe, nwetara vootu 52,842.

    Okpuru ọchịchị ndị a kpọrọla gụnyere: Arochukwu (LP), Isuikwuatọ (LP), Umunneochi (LP), Bende (LP), Ikwuano (LP), Ukwa East (PDP), Ukwa West (PDP), Isiala-Ngwa North (PDP), Isiala-Ngwa South (PDP), na Ugwunagbo (PDP).

    Ndị nke akpọbeghị gụnyere: Aba North, Aba South, Umuahia North, Umuahia South, Obi Ngwa, Ohafia, na Osisioma.

  8. Ndị omekome awakpoola ụlọọrụ anyị dị n'Obingwa - INEC

    Njirimara Inec

    Ebe foto si, Inec/Twitter

    Ụlọọrụ na-ahazị ntuliaka na Naịjirịa bụ Inec n'ịchafụ ekwuola na ndị omekome awakpoola ụlọọrụ ha dị na okpuruọchịchị Obingwa nke dị n'Abia Steeti.

    o bụ n'akara Twitter ha ka ha depụtara nke a ma sị na akpọọla ndị ọrụ nchekwa maka ya bụ ihe na-eme.

    Inec kwuru na anya ha na-ele ka ya bụ ihe si aga.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  9. Ndị uweojii agbaala ama mgbagbu onyeisi achụmnta vootu APC n’okpuruọchịchị Ahoada West, Rịvas Steeti

    Chisom Lenard

    Kọmịshọna ndị uweojii na Rịvas steeti bụ Echeng Echeng nyela ndị uweojii ebe ahụ iwu ka ha gbaa mbọ niile dịịrị ha ịhụ na enyochapụtara ndị gburu onyeisi achụmnta vootu otu All Progressives Congress (APC) n’akụkụ okpuruọchịchị Ahoada West na steeti ahụ.

    Akụkọ pụtara n’abalị Satọde na a gbagburu nwaamadị a aha ya bụ Chisom Lenard dịka ozi si n’aka ọnụ na-ekwuru ndị uweojii steeti ahụ bụ Grace Iringe-Koko gbara ama na a gbagburu nwaamadị a n’ezie.

    Ozi ya kwuru na ọ bụ ndị oji egbe amabeghị ndị ha bụ gbagburu ya.

  10. Ihe gọọmentị Anambra kwuru maka nnwụchi otu nwaamadị a ma ama na soshal midia

    Soludo na Chude

    Ebe foto si, Soludo TV/Chude/Twitter

    Akụkọ pụtara n’abalị Satọdee na anwụchiri nwaamadị aha akara Twitter ya bụ Chude.

    Ụfọdụ kwukwara na ọ bụ ntọrọ ka a tọọrọ ya.

    Gọvanọ Chukwma Soludo zipụtara ozi n’ehihe Sọnde gbaa ama na ndị uweojii Anambra nwụchiri nwaamadị ahụ n’ezie.

    Soludo kwuru na ọ bụ ngalaba ndị uweojii ụị̀a na-ahụ maka iji ịntanetị mee mpụ nwụchiri ya ma kpọga ụlọọrụ ha nọ n’Abuja.

    O kwukwara na ndị uweojii Anambra amaghị maka ebubo nọ n’isi ya maọbụ ihe mere e jiri nwụchie ya kpọm kwem.

    Chude so na ndị nkwado otu Labour Party a ma ama nke uweojii dịka o ji ọbaozi soshal midia gbasoo atụmatụ ịchụrụ pati ahụ nta vootu kemgbe ọnwa ole m ole gara aga.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  11. Ndị uweojii na Kano anwụchiela ọtụtụ ndị nwara ịkụsa ntuliaka na steeti ahụ

    Ndị Omekome

    Ebe foto si, Ndị uweojii Kano

    Ozi si n’aka ndị uweojii Kano steeti na-ekwu na ha anwụchiela ọtụtụ ndị omekome nwara iwakpo akụkụ ụfọdụ e mere ntuliaka na steeti ahụ n’ụbọchị Satọdee.

    Nke a bụ n’oge ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị ụlọomeiwu steeti.

    Ozi ha kwukwara na ha nwụchiri ụfọdụ ndị e jidere nwara ịzụ vootu ndị mmadụ n’akụkụ steeti ahụ.

    Ntuliaka e mere gara siriri werere n’akụkụ ụfọdụ ebe dịka akụkụ ụfọdụ akụkụ ndị ọzọ zutere, nkụsa ntuliaka, nzuru ihe ọrụ ndị Inec, mwakpo n’aka ndị agboro.

    Ụfọdụ ebe akụkọ ihe ndị etu a metụtara gụnyere Legọs, Anambra, Rivers, Delta, Ebonyi, Bayelsa, Imo, Cross Rịvas, Enugu, Ogun, Benue na Oyo.

    Site n’ihe a hụrụ n’anya, ndị pụtara tụọ vootu na ntuliaka ibughi ibu ruo etu ọ dị n’oge ntuliaka ọkwa onyeisiala.

    Ụfọdụ kwuru na egwu mwakpo si n’ihe mere ha apụtaghị tụọ vootu.

  12. Seyi Makinde enwetala mmeri n'Oyo Steeti

    Seyi Makinde

    Ebe foto si, Seyi Makinde/Facebook

    Inec akpọpụtala aha PDP dịka ndị nwetere mmeri na Oyo steeti.

    Nke a pụtara na Seyi Makinde zọọrọ patị ahụ ọkwa gọvanọ ga-achịkwa steeti ahụ ọzọ n'afọ anọ na-abịa abịa.

    Lee etu e siri tụọ vootu na steeti ahụ:

    Accord: 961

    APC: 8,257

    LP: 83

    PDP: 17,693

    Vootu ziri ezi: 27,492

    Vootu ndị anabataghị: 457

    Nchịkọta Vootu: 27,949

  13. Mpụtara ntuliaka nke ọkwa gọvanọ n'Abia steeti

    Alex Otti na Okey Ahiwe

    Ebe foto si, Alex Otti/Okey Ahiwe/Facebook

    Okpuruọchịchị Isikwuatọ n'Abia steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka: 17229

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 77747

    A-21

    AA-243

    AAC-26

    ADC-136

    ADP-18

    APC-872

    APGA -3662

    APM-14

    APP-523

    BP-15

    LP-8228

    NNPP-111

    NRM-08

    PDP-2204

    PRP-07

    SDP-38

    YPP-269

    ZLP-415

    Vootu niile a gụrụ - 16810

    Vootu niile a kagburu - 419

    Vootu niile a tụrụ - 17229

    Okpuruọchịchị Isiala Ngwa Nọọt Abia Steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka - 102878

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 32548

    A-394

    AA-08

    AAC-12

    ADC-77

    ADP-20

    APC-838

    APGA-225

    APM-29

    APP-78

    BP-09

    LP - 7323

    NNPP - 68

    NRM - 26

    PDP - 21741

    PRP-14

    SDP-36

    YPP-1094

    ZLP-18

    Vootu niile a gụrụ - 32010

    Vootu niile a kagburu - 517

    Vootu niile a tụrụ - 32527

    E nwere ọgbaaghara na 'ward' 9, Unit 12

    Okpuruọchịchị Ikwuanọ, Abia Steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka - 79687

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 13447

    A-61

    AA-37

    AAC-15

    ADC-261

    ADP-21

    APC-1198

    APGA-499

    APM-17

    APP-515

    BP-06

    LP - 7054

    NNPP-119

    NRM-09

    PDP-2427

    PRP-01

    SDP-332

    YPP-276

    ZLP-20

    Vootu niile a gụrụ - 12868

    Vootu niile a kagburu - 449

    Vootu niile a tụrụ - 13317

    Okpuruọchịchị Arọchukwu, Abia Steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka - 89614

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 17771

    A-247

    AA-28

    AAC-35

    ADC-38

    ADP-24

    APC-1082

    APGA-460

    APM-17

    APP-893

    BP-22

    LP - 12689

    NNPP-100

    NRM-06

    PDP-1280

    PRP-19

    SDP-18

    YPP-410

    ZLP-17

    Vootu niile a gụrụ - 17385

    Vootu niile a kagburu - 350

    Vootu niile a tụrụ - 17735

    Ọgbaaghara mere ka a kagbuo ntuliaka na mpaghara Ututu nakwa Arochukwu 2

    Ntụfe vootu mere ka a kagbuo ntuliaka n'Amuvi

    Okpuruọchịchị IsialaNgwa Saut Abia Steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka - 85388

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 21678

    A-136

    AA-4

    AAC-14

    ADC-39

    ADP-22

    APC-1580

    APGA-366

    APM-22

    APP-124

    BP-12

    LP-7589

    NNPP-105

    NRM-40

    PDP - 9093

    PRP-13

    SDP-20

    YPP-1691

    ZLP-42

    Vootu niile a gụrụ - 20912

    Vootu niile a kagburu - 692

    Vootu niile a tụrụ - 21604

    Okpuruọchịchị Bende Abia Steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka - 105182

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 22492

    A-48

    AA-23

    AAC-32

    ADC-459

    ADP-124

    APC-2143

    APGA -947

    APM-44

    APP-2733

    BP-17

    LP - 9886

    NNPP-110

    NRM-33

    PDP-3410

    PRP-11

    SDP-34

    YPP-1667

    ZLP-45

    Vootu niile a gụrụ - 21766

    Vootu niile a kagburu - 675

    Vootu niile a tụrụ - 22441

    E nwere ọgbaaghara na mpaghara Bende na Uzuakoli nke mere ka a kagbuo ntuliaka na polling unit olemole ebe ahụ.

    Okpuruọchịchị Ukwa West Abịa Steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka - 67990

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 11670

    A-29

    AA-01

    AAC-05

    ADC-130

    ADP-14

    APC-1209

    APGA -830

    APM-24

    APP-699

    BP-04

    LP-2833

    NNPP-24

    NRM-13

    PDP - 4622

    PRP-04

    SDP-18

    YPP-890

    ZLP-22

    Vootu niile a gụrụ - 11371

    Vootu niile a kagburu - 289

    Vootu niile a tụrụ - 11660

    Okpuruọchịchị Umunneochi Abịa Steeti

    Ọnụọgụgụ aha dị n'akwụkwọ ntuliaka - 76813

    Ọnụọgụgụ ndị e nyochara maka ịtụ vootu: 13702

    A-156

    AA-06

    AAC-25

    ADC-71

    ADP-28

    APC-2034

    APGA-581

    APM-16

    APP-679

    BP-04

    LP - 5940

    NNPP-76

    NRM-07

    PDP-3198

    PRP-08

    SDP-09

    YPP-314

    ZLP-12

    Vootu niile a gụrụ - 13164

    Vootu niile a kagburu - 340

    Vootu niile a tụrụ - 13504

    Okpuruọchịchị Ukwa East

    A- 16

    AA-06

    AAC-11

    ADC-13

    ADP-08

    APC-560

    APGA-646

    APM-05

    APP-890

    BP-05

    LP-2273

    NNPP-28

    NRM-07

    PDP - 2329

    PRP-08

    SDP-24

    YPP-759

    ZLP-17

    Vootu niile a gụrụ - 7595

    Vootu niile a kagburu - 166

    Vootu niile a tụrụ - 7761

  14. Ọgbaghara adapụtala n’ọgbọ ntuliaka VGC, Legọs

    Dịka Inec yigahariri ntuliaka n’ọgbọ ntuliaka nke akụkụ VGC, Legọs, amalitere ntuliaka ebe ahụ taa bụ Sọnde n’ebe elekere asatọ dịka Inec siri nye ntuziaka.

    N’ebe elekere abụọ n’ụma, nke ehihe, ụfọdụ ndị agboro wụbatara ebe ahụ ma malite imajandị ọrụ Inec dịka ha siri ha kwụsị ime ntuliaka ebe ahụ n’ike.

    Ụfọdụ ndị pụtara ịtụ vootu gbara ọsọ dịka ndị agboro ahụ nwara iwakpo onye ọrụ BBC ebe ahụ nke mere o jiri soro gbapụ ọsọ.

    Ndị uweojii wụchiri ebe ahụ ma gbaa mbọ weghachite udo ebe ahụ.

    Ndị VGC

    Ebe foto si, bbc

    Ndị VGC
    Ndị VGC
    Ndị VGC

    Ntuliaka amalitela ọzọ ebe ahụ dịka ndị ọrụ Inec na-agụkọ vootu ndị a tụrụ ebe ahụ ugbua.

    Ndị ọrụ Inec
  15. Ihe kpatara okwu n'etiti ndị ọrụ Inec n'ọgbọ ngụkọ vootu nke Rịvas steeti

    Aha onyonyo, Ihe kpatara okwu n'etiti ndị ọrụ Inec n'ọgbọ ngụkọ vootu nke Rịvas steeti

    Ka mpụtara ntuliaka na Rịvas steeti pụtara, ụfọdụ ndị nnọchịteanya pati dị iche iche kwuru na ha ekweteghiri mpụtara ntuliaka ebe ahụ.

    Nke a dapụtara n’okwu ngwa Bvas ndị ụlọọrụ Inec.

    NdỊ a mere mkpesa nrụrụaka n’ihi ihe e dere n’akwụkwọ na ihe ha che mere abụghị otu.

    Onyeisi ụlọọrụ Inec n’ebe ahụ kwere nkwa ilebanya na ya bụ okwu.

  16. Onyeisi ụlọ omeiwu Anambra Steeti adaala ntuliaka ya

    Uche Okafor

    Ebe foto si, Uche Okafor

    Nkọwa foto, Uche Okafor agaghị alaghachi n'ụlọ omeiwu Anambra Steeti

    Onyeisi ụlọ omeiwu Anambra steeti bụ Uche Okafor adaala ntuliaka ịlaghachị n'ụlọ omeiwu.

    Okafor bụ onye obodo Ifite Ogwari na-anọchitebu anya mpaghara Ayamelum n'ụlọ omeiwu Anambra Steeti.

    Onye meriri ya bụ nwa amadị aha ya bụ Bernard Udemezue onye obodo Omor, nọ na pati PDP.

    Udemezue nwetara vootu 12,993 iji merie ebe Uche Okafor nke APGA nwetara vootu 11,457.

    Mazi Okafor na-azọ ịlaghachi n'ụlọ omeiwu nke ugboro atọ dịka ọ banyere n'ọkwa n'afọ 2015.

  17. Mpụtara ntuliaka nke gọvanọ si Ebonyi steeti

    Ebe a na-agụkọ mpụtara ntuliaka n'Ebonyi Steeti

    Ndị ọrụ Inec agaala ezumike nwamgbenta n'Ebonyi steeti

    Dịka ọ na-akụ elekere abụọ na nkeji iri na ise, ndị ọrụ Inec agaala ezumike nwamgbenta n'isi ụlọọrụ ha dị n'isiobodo Ebonyi steeti bụ Abakaliki.

    Ngụkọ vootu ga-amalite ọzọ ebe ahụ n'oge adịghị anya.

    Okpuruọchịchị Afikpo South, n'Ebonyi steeti

    Ndị na-atụ vootu edebachara aha ha 92133

    Ndị niile kwesịrị ịtụ vootu 21436

    AA – 170

    ADC – 63

    ADP – 25

    APC – 14564

    APGA - 824

    APM – 09

    APP – 02

    LP – 504

    NNPP – 81

    NRM – 11

    PDP – 4770

    SDP – 07

    YPP – 06

    Vootu niile a gụrụ: 21036

    Vootu niile a kagburu 400

    Ndị niile tụrụ vootu 21436

    A kagburu mpụtara ntuliaka si ọdọntuliaka iri (10) maka ọgbaaghara dapụtara dịka mkpagbu ndị na-eme ntuliaka

    Ndị niile e nyere PVC n'ebe ahụ 3493

    Okpuruọchịchị Afikpo North, n'Ebonyi steeti

    Ndị na-atụ vootu edebachara aha ha - 110411

    Ndị niile kwesịrị ịtụ vootu 27571

    AA – 56

    ADC – 82

    ADP – 49

    APC – 11883

    APGA - 3626

    APM – 14

    APP – 05

    LP – 697

    NNPP – 70

    NRM – 28

    PDP – 10317

    SDP – 25

    YPP – 27

    Vootu niile a gụrụ: 26880

    Vootu niile a kagburu : 636

    Ndị niile tụrụ vootu : 27518

    Okpuruọchịchị Izzi n'Ebonyi steeti

    Ndị na-atụ vootu edebachara aha ha 166,608

    Ndị niile kwesịrị ịtụ vootu 51,869

    AA – 5

    ADC – 36

    ADP – 34

    APC – 49481

    APGA - 94

    APM – 13

    APP – 4

    LP – 333

    NNPP – 28

    NRM – 8

    PDP – 1429

    SDP - 2

    YPP – 39

    Vootu niile a gụrụ: 51,506

    Vootu niile a kagburu: 353

    Ndị niile tụrụ vootu 51,859

    Onyeisi Inec si ha ga gbakọkwuo vootu niile ka ya ghara ikagbu ya bụ mpụtara vootu ha.

    Okpuruọchịchị Ebonyi n'Ebonyi steeti

    Ndị na-atụ vootu edebachara aha ha 130082

    Ndị niile kwesịrị ịtụ vootu 28393

    AA – 49

    ADC – 32

    ADP – 56

    APC – 20876

    APGA - 3221

    APM – 07

    APP – 07

    LP – 543

    NNPP – 79

    NRM - 11

    PDP – 3056

    SDP - 05

    YPP – 29

    Vootu niile a gụrụ: 27971

    Vootu niile a kagburu: 415

    Ndị niile tụrụ vootu 28386

    Okpuruọchịchị Ezza North n'Ebonyi steeti

    No of reg. Voters 109285

    No of accedit. Voters - 23619

    AA – 68

    ADC – 27

    ADP – 34

    APC – 3285

    APGA - 16765

    APM – 34

    APP – 13

    LP – 454

    NNPP – 33

    NRM -13

    PDP –2344

    SDP - 29

    YPP – 06

    Total of valid votes - 23105

    Rejected - 514

    Total votes cast – 23619

    Okpuruọchịchị Ohaozara n'Ebonyi steeti

    No of reg. Voters - 92821

    No of accedit. Voters - 18168

    AA – 10

    ADC –35

    ADP – 30

    APC – 10903

    APGA - 1077

    APM – 10

    APP – 27

    LP – 358

    NNPP – 10

    NRM -42

    PDP –5003

    SDP - 02

    YPP – 05

    Total of valid votes - 17512

    Rejected - 543

    Total votes cast – 18055

    Okpuruọchịchị Izzi n'Ebonyi steeti

    No of reg. Voters - 166608

    No of accedit. Voters - 51869

    AA – 5

    ADC – 36

    ADP – 34

    APC – 49481

    APGA - 94

    APM – 13

    APP – 04

    LP – 333

    NNPP – 28

    NRM - 08

    PDP – 1429

    SDP - 02

    YPP – 39

    Total of valid votes - 51506

    Rejected - 353

    Total votes cast – 51859

    Okpuruọchịchị Ivo n'Ebonyi steeti

    No of reg. Voters - 64501

    No of accedit. Voters - 10888

    AA – 3

    ADC – 24

    ADP – 17

    APC – 6459

    APGA - 209

    APM – 6

    APP – 1

    LP – 615

    NNPP – 101

    NRM - 20

    PDP – 3111

    SDP - 2

    YPP – 10

    Total of valid votes - 10578

    Rejected - 309

    Total votes cast – 10887

    Okpuruọchịchị Onicha n'Ebonyi steeti

    No of reg. Voters - 124393

    No of accedit. Voters - 24095

    AA – 127

    ADC – 38

    ADP – 26

    APC – 5140

    APGA - 1854

    APM – 08

    APP – 06

    LP – 651

    NNPP – 16

    NRM - 33

    PDP – 15503

    SDP – 04

    YPP – 06

    Total of valid votes - 23412

    Rejected - 502

    Total votes cast – 23914

    Okpuruọchịchị Ohaukwu n'Ebonyi steeti

    No of reg. Voters - 156903

    No of accedit. Voters - 28214

    AA – 27

    ADC – 96

    ADP – 59

    APC – 15811

    APGA - 1835

    APM – 19

    APP – 05

    LP – 664

    NNPP – 36

    NRM - 32

    PDP – 8738

    SDP – 14

    YPP – 35

    Total of valid votes - 27371

    Rejected - 843

    Total votes cast – 28214

    Okpuruọchịchị Ikwo, n'Ebonyi steeti

    Ndị na-atụ vootu edebachara aha ha 163433

    Ndị niile kwesịrị ịtụ vootu 39155

    AA – 12

    ADC – 68

    ADP – 104

    APC – 19967

    APGA - 5770

    APM – 34

    APP – 10

    LP – 410

    NNPP – 69

    NRM – 47

    PDP – 11588

    SDP – 10

    YPP – 24

    Vootu niile a gụrụ: 38113

    Vootu niile a kagburu 1042

    Ndị niile tụrụ vootu 39155

  18. Mpụtara ntuliaka nke gọvanọ si Enugwu steeti, "Onye ojiegbe wakporo anyị na Nkanu West" Onye ọrụ Inec

    Lee etu e si eme ngụkọ vootu ọkwa gọvanọ n'Enugwu steeti
    Nkọwa foto, Lee etu e si eme ngụkọ vootu ọkwa gọvanọ n'Enugwu steeti

    Okpuruọchịchị Udi Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu: 150254

    Ndị niile kwesịrị ịtụ vootu: 28719

    AA 46

    AAC 7

    ADC 64

    ADp 18

    APC 1648

    Apga 1724

    Apm 31

    App 9

    BP 15

    LP 10109

    Nnpp 172

    Nrm 47

    PDP 13633

    Prp 292

    Sdp 15

    YPP 97

    Zlp 27

    Vootu niile agụrụ: 27954

    Vootu niile akagburu: 759

    Ndị niile tụrụ vootu: 28713

    Okpuruọchịchị Igboeze noọtụ Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu: 134230

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 20633

    AA 04

    AAC 08

    ADC 16

    ADP 26

    APC 541

    ApGA 250

    Apm 23

    App 14

    BP 29

    Lp 9955

    Nnpp 167

    Nrm 43

    PDP 8738

    Prp 17

    Sdp 07

    YPP 38

    Zlp 54

    Vootu niile agụrụ:19930

    Vootu niile akagburu: 699

    Ndị niile tụrụ vootu: 20629

    Okpuruọchịchị Ezeagu Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu: 88877

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 15559

    AA 5

    AAC 10

    ADC 30

    ADp 14

    APC 963

    ApGA 300

    Apm 29

    App 11

    BP 18

    LP 5949

    Nnpp 81

    Nrm 20

    PDP 7576

    PRP 9

    SDP 3

    YPP 11

    Zlp 12

    Vootu niile agụrụ:15041

    Vootu niile akagburu: 496

    Ndị niile tụrụ vootu: 15537

    Okpuruọchịchị Aninri Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu: 83416

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 17340

    AA 0

    AAC 04

    ADC 29

    ADP 18

    APC 1060

    APGA246

    APM 22

    APP10

    BP 11

    LP 7747

    NNPP 121

    NRM 22

    PDP 7365

    PRP 13

    SDP 01

    YPP 18

    ZlP 20

    Vootu niile agụrụ: 16707

    Vootu niile akagburu: 625

    Ndị niile tụrụ vootu: 17332

    Okpuruọchịchị Igboetiti Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu: 89636

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 24303

    AA 4

    AAC 9

    ADC 24

    ADP 21

    APC 939

    APGA 1259

    APM 22

    APP 13

    BP 20

    LP 11941

    NNPP 137

    NRM 266

    PDP 8959

    PRP 23

    SDP 4

    YPP 12

    ZIP 17

    Vootu niile agụrụ: 23670

    Vootu niile akagburu: 592

    Ndị niile tụrụ vootu: 24262

    Okpuruọchịchị Udenu Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu 133061

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 23679

    AA 03

    AAC 11

    ADC 15

    ADp 27 Apc513

    ApGA 412

    Apm 45

    ADp 15

    BP 27

    Lp 11315

    Nnpp 174

    Nrm 165

    PDP 10148

    Prp19

    Sdp 05

    YPP 27

    Zlp 33

    Vootu niile agụrụ: 22954

    Vootu niile akagburu: 680

    Ndị niile tụrụ vootu: 23634

    Okpuruọchịchị Enugu north Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu 208762

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 23603

    AA 52

    AAC 7

    ADC 36

    ADP 34

    APC 563

    APGA 3108

    APM 9

    APP 2

    BP 12

    LP 9610

    NNPP 68

    NRM 36

    PDP 9333

    PRP 256

    SDP 2

    YPP 16

    ZIP18

    Vootu niile agụrụ: 23162

    Vootu niile akagburu: 422

    Ndị niile tụrụ vootu: 23584

    Okpuruọchịchị Enugu East Enugwu steeti

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu 216477

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 29843

    AA 66

    AAC 15

    ADC 30

    ADP 25

    APC 622

    APGA 2779

    APM 12

    APP 9

    BP 17

    LP 12405

    NNPP 92

    NRM 15

    PDP 12803

    PRP 30

    SDP 28

    YPP 28

    ZIP 23

    Vootu niile agụrụ: 28974

    Vootu niile akagburu: 657

    Ndị niile tụrụ vootu: 29631

    Nkanu East LGA Enugu state.

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu 82959

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 33156

    AA 06

    AAC 00

    ADC 11

    ADP 03

    APC 448

    APGA 188

    APM 07

    App 03

    BP 02

    LP 1855

    NNPP 17

    NRM 13

    PDP 30350

    PRP 06

    SDP 05

    YPP 46

    ZLP 04

    Vootu niile agụrụ: 32964

    Vootu niile akagburu:170

    Ndị niile tụrụ vootu: 33134

    Nsukka LGA Enugu state.

    Ndị niile debanyere aha ha ịtụ vootu 204177

    Ndị niile nwerikikere ịtụ vootu: 45476

    AA 14

    AAC 15

    ADC 36

    ADP 45

    APC 1017

    APGA 1309

    Apm 45

    App 28

    BP 43

    LP 30294

    NNPP 460

    NRM 53

    PDP 10886

    PRP 82

    SDP 4

    YPP 42

    ZIP 44

    Vootu niile agụrụ 44417

    Vootu niile akagburu: 1017

    Ndị niile tụrụ vootu: 45434

  19. Etu ndị EFCC si nwụchie mmadụ 65 na-azụ vootu ndị mmadụ n'oge ntuliaka

    Ndị EFCC

    Ụlọọrụ ebuso mpụ na nrụrụaka agha na Naịjirịa bụ Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) kwuru na ha nwụchịrị mmadụ 65 n’ụbọchị Satọdee oge e mere ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị ụlọomeiwu steeti na Naịjirịa.

    Ha kwuru na ndị a nwụchiri bụ nọ na-agba mbọ inye ndị mmadụ ego ma zuru vootu ha.

    Ha kwuru na ha nwụchiri mmadụ 20 n’Illorin, 13 na Kaduna, nakwa mmadụ 12 na Port Harcourt oge na nọ na-azụ vootu ndị mmadụ.

    Ndị EFCC kwukwara na ha nwụchịrị mmadụ anọ na Calabar, Uyo steeti ebe ha nwụchiri ndị ọzọ n’akụkụ Gombe, Sokoto, Kebbi na Niger state.

    EFFC kwuru na “N’oge anyị nọ na-agba ha ajụjụ ọnụ, ụfọdụ n’ime ha kwuru na ha bụ ndị nnọchiteanya ụfọdụ pati”.

  20. Ọ dị mwute na ndị mmadụ tufuru ndụ ha n'ihi ntuliaka - Peter Obi

    Peter Obi

    Ebe foto si, Peter Obi/Twitter

    Onye zọrọ ọkwa onyeisiala n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ekwpụtala mwute ya maka ndị mmadụ tụfuru ndụ ha nakwa ndị merụrụ ahụ na ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị omeiwu steeti e mere na mpaghara naịjirịa dị icheiche n'ụbọchị Satọde, Maachị 18, 2003.

    Obi kwuru na ọ bụ nnukwu ihe mwute na ntuliaka, bụ ihe ekwesịghị isi oke ike, ka mmadụ ji anwụ ma na-emerụ ahụ na Naịjirịa.

    "N'obi jupụtara na mwute, ana m echeta ezinụla ụmụ Naịjirịa ndị tụfuru ndụ ha nakwa ndị merụrụ ahụ n'ihi na ha sonyere na ntụliaka bụ ihe ekwesịghị isi ike," Obi depụtara n'akara Twitter ya n'ụtụtụ ụbọchị Sọnde.

    "Ana m ekpesi ekpere ike ka Chineke nyere Naịjirịa aka ma zọpụta anyị n'ọnọdụ ọjọọ a."