Unu abọọla chi
Daalụ dịka ị na-esonyere anyị taa maka akụkọ niile ga-amasị gị
You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ ebe ụfọdụ meruru ahụ n'ama egwuregwu dị n'Indonesia.
Daalụ dịka ị na-esonyere anyị taa maka akụkọ niile ga-amasị gị
Ihe ruru ụlọ iri gbara ọkụ taa n’Ifo dị n’Ogun steeti mgbe ụgbọala tanka bu mmanụ agbịdị dara ma nwuru ọkụ.
Ụlọọrụ gbatagbata bụ National Emergency Management Agency (NEMA, kwuru na ya bụ ọkụ malitere ebe elekere asaa nke ụtụtụ, agbagbughi maọbụ merụọ onye ọbụla ahụ.
N'ozi Ibrahim Farinloye bụ otu onye ọrụ NEMA ziputere, ọ kọwara na ọtụtụ mmanụ agbịdị ahụ wụbanyere n'okporo dị nso ebe ihe mere.
Ọ sị na ọ bụ mwụbanye a zọrọ ndị mmadụ n'aka ihe gaara abụ ajọ ọdachi gaara emetụta ọtụtụ ndị mmadụ.
O kwukwara na ha emenyụọla ya bụ ọkụ.
Anyị na-anabata gị n'ọgbakọ anyị.
Nọnyere anyị ebe a ịmata akụkọ ndị dị mkpa na-eme na Naịjiria nakwa gburugburu ụwa.
Ndeewo.