Donald Trump sị na ya ga-ahapụ ụlọ ọgwụ laa White House taa
Onyeisiala Amerịka bụ Donald Trump ekwuola na ya ga-alaghachị obi ya taa.
Ọ bụ n'akara Twitter ya ka Trump dere ihe dịka ọ gara n'ihu gwa ndị mmadụ ka ha atụla covid-19 ụjọ.
Ọ sị na gọọmentị ya emepụtala ọgwụ na amamihe ọpụrụchịe.
O kwukwara na ahụ di ya mma karịa etu ọ dị kemgbe afọ iri abụọ gara aga.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post















