Etu e si gbuo ọkaiwu Nwankwo n'ụlọọrụ ya dị n'Owerri

Ndị na-amabeghi ndị ha bụ egbuola ọkaiwu Ndionyenma Nwankwo n'ụlọọrụ ya dị n'Owerri, Imo Steetị.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Jessica Nwankwo

Nnọọ!

Anyị na-anabata unu n'izu ọhụrụ a.

Nọnyere anyị dịka anyị na-ewetara gị akụkọ ndị ga-amasị gị n'izu a.

Ndeewo!