Ihe ndị ụmụ Naijirịa na-ekwu maka N1.4B gọọmentị Naijirịa nyere mba Nijee

Mgbe e biputara ya

Dịka gọọmentị Naijirịa kwuru na ọ bụ eziokwu na ha nnyere mba Nijee otu ijer naịra na ụma anọ maka nchekwa. ọtụtụ ụmụ Naijirịa gbarụrụ ihu maka ya bụ ihe mere.

Ọtụtụ ndị kwuru uche obi ha ma kwuputakwa ihe ha chọrọ n'aka gọọmentị