Akụkọ kachasị n'abalịa: Buharị na Trump akpaghị maka Biafra

Mgbe e biputara ya

Akụkọ ndị kachasị mkpa mere taa n'ichafu:

Otu na akwado nwere onwe Biafra akọwala ọgbakọ onyeisiala Buhari na nke Donald Trump mba Amerika nwere dịka ọgbakọ na-adịghị asọ.

Otu a kwuru ihe a n'Enugu mgbe ha kwara arịrị na onweghị Biafra ha kpara n'ọgbakọ ahụ agbanyeghị ka esi egbụ ọtụtụ n'ime ha na Naịjirịa.

Ndị NAFDAC na nyocha ndị ọrụ na-arụpụta Codeine

Ndị ọrụ na ahụ maka ọgwụ na nri bụ NAFDAC ekwuola na ha amalitela itinye anya nchọpụta na ụlọọrụ anọ ndị ahụ akpọrọ aha ha na ihe onyonyo ndị BBC gosiri.

Ihe onyonyo ahụ chọpụtara na ụlọọrụ anọ ndị ahụ dị na Legos, Ilorin nakwa Kano steeti ebe NAFDAC wakporo ụlọọrụ ndị a ma chọpụta na ha emerụọla ala.

Ntuliaka ga na-aga n'ihu na UK ugbua.

N'ofesi, ka ọdị ụgbụa, atụm votu na aga n'ihu maka nhọpụta ndị isi okpuru ọchịchị dị iche iche na UK.

Ihe dịka oche puku anọ (4000) ka a ga-ahọpụta ndị ga-anọ na ha na ntụliaka a.

N'egwuregwu

Arsenal na Atletico Madrid ga akụkọrịta mpi n'abalịa

Nkeji nke ụtụtụ a

Gere akụkọ ndị a n'otu nkeji.

Ihe onyonyo taa

Joe Igbokwe sị na ndị Igbo amaghị ndọrọndọrọ ọchịchị.

Akụkọ ndị ga-amasị gị