Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles

  2. Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025

  3. Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ

  4. Afcon afọ 2025: Kedụ mgbe ọ ga-ebido, kedụ mba na mba ga-achịpụ ya na ihe ndị ọzọ banyere ya

  5. Onyeisiala Bola Tinubu ekweela ndị Super Falcons ọtụtụ nkwa gunyere ego, ụlọ

  6. Ihe niile i kwesịrị ịma banyere asọmpị Iko Afrịka ụmụnwaanyị Wafcon 2024

  7. Ụfọdụ ihe i kwesịrị ịma gbasara 'Chairman' Christian Chukwu

  8. Mmasị m nwere n'ịbụ onyendu mere m jiri malite ịchịkọta ndị ọgba bọọlụ - Emeka Cavani

  9. Ademola Lookman bụ ọkacha agba bọọlụ ebe Chiamaka Nnadozie bụ ọkacha eche bọọlụ n'Afrịka n'afọ 2024

  10. Agamnihu m nwetara n’ihe karịrị afọ abụọ bụ nnọọ nke dị ezigbo mma - Ademola Lookman

  11. Bruno Labbadia: Ihe ị kwesịrị ịma maka nwamadị ahụ kagburu ịchịkọta 'Super Eagles'

  12. Paralympic 2024: Shaun Anderson ji otu aka agba nta na etu egwuregwu si zọọ ya

  13. Ihe ndị i kwesịrị ịma maka Noni Madueke

  14. Onye ka Naịjirịa ga-enye ọrụ na-etiti Andersson na Renard na-achọ ọrụ nkuzi bọọlụ na mba a?

  15. Annette Echikunwoke: etu ịda mba Naịjirịa sị ghọọ uru mba Amerika

  16. Egwuregwu Olimpiks 2024 ebidola na Paris

  17. Ndị Afrịka isii ga-ewu ewu n'egwuregwu Olimpik 2024 na Paris

  18. Paris Olympics 2024 tebụlụ na-egosi ọla ndị e riterela

  19. Lee onyeisi ojii mbụ n'Afrịka mabutere ọlaedo n'egwuregwu Olympic

  20. Nguemo anwụọla n’ihe mberede okporoụzọ

    Landry Nguemo

    Ebe foto si, SNS

    Onye na-agbaburu otu egwu bọọlụ Celtic n’etiti bụ Landry Nguemo anwụọla n’ihe mberede ụgbọala na mba Kameruun.

    Ndị na-ahụ maka egwuruegwu bọọlụ na mba Kameruun kwupụtara n’ụbọchị Fraịde 28 Juun 2024 na nwaamadị ahụ gbara afọ iri atọ na asatọ (38) nwụrụ n’ihe mberede okporoụzọ.

    Ozi ahụ kwuru sị “otu Cameroonian Football Federation ka nụrụ akụkọ gbasara ọnwụ onye na-agbaburu otu egwu Indomitable Lion bụ Landry Nguemo, onye nwụrụ n’ihe mberede okporoụzọ.

    “Nguemo, onye so na ndị ọkachasị akụ bọolụ n’otu egwu bọọlụ Kameruun malite n’afọ 2006 ruo 2014 ma bụrụkwa onye gbabuuru Girodins de Bordeaux. A ga-echeta ya maka ntụnyeoke ya niile n’egwuruegwu bọọlụ.

    “FECAFOOT na-ezigara ezinaụlọ ya, ndị enyi ya na ndị niile egwuruegwu bọọlụ na-amasị ozi nkasiobi,” ka ozi ahụ kwuru.