Lee aha ndị ga-azọ ọkwa gọvanọ Imo steeti Inec wepụtara

Ebe foto si, Ndị na-azọ ọkwa gọvanọ Imo steeti
Ụlọọrụ na-ahụ maka ntuliaka na Naịjirịa bụ Independent National Electoral Commision (Inec) ewepụtala aha ikpeazụ nke ndị ga-azọ ọkwa gọvanọ n’Imo, Bayelsa nakwa Kogi steeti n’ụbọchị 11 Nọvemba, 2023.
Ọnụ na-ekwuru ụlọọrụ a bụ Festus Okoye sị a nke a so n’isi mkparịtaụka ụlọọrụ ha nwere n’ụbọchị Tuuzde n’Abuja.
“Ọ bụ ihe dị n’iwu Naịjirịa na e wepụtara aha ndị ga-azọ ọkwa ka ọ fọrọ ụbọchị 150 ka e mee ntuliaka.
A ga-etinye aha ndị ga-azọ ọkwa ahụ n’ọbaozi websaịt ụlọọrụ Inec bụ ebe mmadụ niile ga-ahụ ya.”
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2

End of X post, 3