"BBC zutenụ m n'ụlọikpe" - Segun Adewale
Otu onye a ma ama n'otu ADP bụ Segun Adewale amajaala BBC na ọ ga-akpụpụ ha ụlọikpe maka ebubo eboro ya na ọ mara onye ntaakụkọ BBC aka ntị.
O gwara BBC "wepụtanụ ihe akaebe ịgosi na m mere nrụrụaka ego maọbụ unu ezute m n'ụlọikpe"
O gọrọ na ọ mara nwaanyị ahụ ọra maka kwuo na o gbochiri ndị Igwe mmadụ ịti ya ihe.