Akụkọ dị mkpa na mgbede a: Dangote na-achọ nwunye ọzọ.
Akụkọ ndị dị mkpa
Ị ga-alụ Dangote?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2
Aliko Dangote ekwuola na ọ dị njikere ịlụ nwaanyị ọzọ.
Nke a mere na ụmụnwaanyị dị iche iche na-arịọ ya ka ọ lụọ ha. Gịnị bụ uche gị?
Ndị mmadụ na-eṅomi Fayose
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3

End of X post, 4
Soshal midia ewurula ọkụ dịka ndị mmadụ n'eṅomi aka na-achị Ekiti steeti Ayodele Fayose maka ahụ ọ merụrụ ụnyaahụ.
N'ọwụwa anyanwụ,
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Otu nwata akwụkwọ na Mahadum Naịjirịa na Nsukka bụ Chidozie Okonkwo ebola ụlọọgwụ ụlọakwụkwọ ahụ ebubo na ha nyere ya ọgwụ driipu mebiri emebi.
Ụlọọgwụ ahụ ekwetala na ha nyere ya ya bụ ọgwụ eziokwu ma rịọ ya na ụmụnwanne ya mgbaghara.
Ben Murray-Bruce na Buhari
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
Sinetọ na-anọchite anya Bayelsa East bụ Ben Murray-Bruce akatọla okwu Buhari kwuru na ọ bụ nkwa o kwere ndị Naịjirịa ka ọ na-emezu mgbe ọ gbaghere ọdọ ụgbọ oloko nke Abuja taa.
Murray-Bruce kwuru na ọ bụ gọọmentị ndị ọzọ gara aga malitere ọrụ a ma fodụ obere ị rụcha ya.
Na mba ofesi,

Ebe foto si, AFP
Donald Trump ekwuola na ngagharị iwe ndị mba Briten na-eme gbaasara nleta ya emetụtaghị n'uche.
Ya na nwunye ya bụ Melania Trump gara njem mba Briten maka nleta ọrụ ga-eru abali abụọ.
N'egwuregwu,

Ebe foto si, Getty Images
N'akụkọ mere ugbua, otu egwuregwu Premier Lig bụ Chelsea akwadola ị kwuputa ọpụpụ onye nchịkọta ha bụ Antonio Conte.
Dịka ọ dị ugbua, ha ekwubeghi ihe o ji apụ maọbụ onye ga-anọchị anya ya.
Gee nkeji nke mgbede a