Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya
Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Ngalaba NHSA adọọla aka na ntị maka idemmiri
'Ihe mere anyị ji kwe ka Davido gaa njem'
Ọgbaaghara eriela ndụ mmadụ atọ na Saụt Afrịka
Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a: Gọvanọ Ugwuanyi ego ọnwa ndị nọ ezumike nka arigoola ruo nde 500
Akụkọ ga-amasị gị n'ụtụtụ a: Uweojii akaparala umụnwoke ndị ha sị na-eri onwe ha na Legọs
Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a: Inec agọrọla aka na ụkwụ
Ndị uweojii egbochiela mwakpo ụlọụka na Jos
Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a: Ọghọm karịrị uru dị n'ịṅụ mmanya
Akụkọ dị mkpa na mgbede a: Ebola ka na-egbu ndị mmadụ na-aga
PDP enyela Buhari awa 24 ịnwụchi ndi ndu Miyetti Allah
Akụkọ dị mkpa na mgbede a: Buhari agaala Daura
Akụkọ kachasị n'abalị a: Anambra gaanụ nara akwụkwọ ntuliaka ụnụ - INEC
Onyeisi uweojii ahazigharịala SARS
Akụkọ dị mkpa n'abalị a: Otu egwu bọọlụ Falconets Naịjiria agafeela agba mgbapụ
Ndi bu egbe agbagbuola otu onye ndu APC
Gọọmentị Anambra steeti nọ n'iru uju ugbua
Akụkọ dị mkpa n'abalị a: A tọghapụla Daura bụbụ onyeisi DSS
Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a
Akụkọ dị mkpa mere n'ụtụtụ a: Di na nwunye erela nwa ha
