Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ụlọikpe mbaụwa atọhapụla Laurent Gbagbo

  2. Ndị ndọrọndọrọ anọghị n'ọchịchị chọrọ ibute ọgbaghara na ntụliaka - Lai Mohammed

  3. Wole Soyinka ajụla Buhari, jụ Atiku

  4. Oby Ezekwesili asaala ACPN na ndị na-akatọ ya maka ịchịsa ọwa

  5. Ọrịa Iba Lasa awakpoola Naịjirịa ọzọ - NCDC

  6. Ndị gọvanọ ọwụwanyanwụ na-arụrụ Buhari ọrụ - Nnamdi Kanu

  7. Atiku bata Amerịka o nwere ajụjụ ọ ga-asa anyị-Lai Mohammed

  8. Theresa May anapụtala isi ya n'aka ndị ụlọomeiwu mba Briten

  9. Onye rere votu ya erela ndụ ya - Archbishop Martins

  10. Ọgbaghara dara n'achụmnta vootu APC n'Imo steeti

  11. Forbes: Dangote na Adenuga so na ndị ọgaranya kachasị n'Afrika

  12. Ndịagha Naịjirịa anwụchiela ndị ntaakụkọ Daily Trust abụọ

  13. APC Rally: A gbara ndị ntaakụkọ abụọ egbe n'ọgbaghara dapụtara n'achụmnta vootu

  14. Oby Ezekwesili ewepụtala usoro ọchịchị ya

  15. Serena: Federer egosila ya nkarị

  16. Ihe mberede mere n'Enugu ataala isi 15

  17. Anyị ga-anwụchirịrị Melaye tupu anyị apụọ n'ụlọ ya - Ndị uweojii

  18. Buhari agaala mgbaru na Sokoto

  19. Shehu Shagari anwụọla

  20. Taanụ ndị mụrụ m ụta maka ọnwụ m -Aisha, nwa kwụgburu onwe ya