Ndị ọma, ụnụ asaala chi eee?, Ka Afọ taa fọtara anyị ihe ọma ooo
Anyị ji obi aṅụrị anabata gị n'ọgbakọ BBC News Igbo taa bụ Sọnde Afọ 15 Maachị, 2026.
Gaa n'ihu nọnyere anyị maka inweta akụkọ ndị mere n'ala Igbo, na Naịjirịa, n'Afrịka nakwa n'ụwa dum gbaa gburugburu.
E chefukwala isonyere anyị na Facebook, Instagram nakwa WhatsApp chanelụ maka akụkọ ndị ahụ na-amasị gị.
Nnọọ!
