Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ann Agom Eze: Ebu m Dave Umahi Ụzọ bata na APC, ọ gaghị achụpụli m

  2. A tọhapụla 'Mama Biafra'

  3. Ikperikpe ọgụ, Atịlọgwụ, Egedege na egwu ọdịnala ndị ọzọ e ji mara ndị Igbo

  4. Shettima, Lai Mohammed, Okonjo-Iweala na ndị ndọrọndọrọ ọchịchị ekike ha wuru ewu na soshal midia

  5. Nnamdi Okafor: Gọọmentị na ndị omeiwu Anambra Steeti akwaala arịrị maka ọnwụ onye otu ha

  6. Army Major: Ihe anyị ma maka akụkọ na 'unknown gunmen'gburu 'army Major' n' Azia

  7. Gọvanọ Soludo amachiela ịchịgharị ehi n'ụzọ n'Anambra steeti

    Ndị ọchịehi

    Ebe foto si, Getty Images

    Gọvanọ Chukwuma Soludo nke Anambra steeti amachiela ịchị ehi agagharị n’okporoụzọ na gburugburu steeti ahụ.

    O kwuru nke a ka ya na ndị Anambra State Cattle Menace Committee mechara nzukọ n'obi gọọmentị ya n'Awka, na ngwụcha izuụka gara aga.

    Soludo kwuru na n’agbanyeghi na e tiri iwu mmachi a kemgbe afọ gara aga, na a ka na-achịgharị ehi na steeti ahụ.

    Ọ gara n'ihu kwuo na a ga-amalite ịnwụchi onye ọbụla dara iwu site n’ọnwa Septemba.

    "Ugbua anyị nwere iwu machiri ịchị ehi na-agagharị, a gwala ndị nchekwa ka ha malite ịnwụchi ndị dara iwu a".

    Cheta na Willie Obiano bụbu gọvanọ Anambra steeti binyere aka n'iwu mmachi nchịgharị ehi a kpọrọ "Cattle and Other Livestock Open Grazing Prohibition and Ranches Establishment Bill of Anambra steeti" n'afọ 2021.

  8. Orji Uzor Kalu ji ọnọdụ nchekwa Abia North eme ndọrọ ndọrọ - Gọọmentị Abia steeti

  9. NBA conference 2022: Ihe Peter Obi, Atiku na Tinubu kwuru ha ga-eme ma ha zọta ọchịchị

  10. Ebubeagu alleged killings: Mpụ ise eborola otu nche Ọwụwa Anyanwụ a

  11. Ị na-eme njem n'Ọwụwa Anyanwụ? Lee okporoụzọ ị kwesịrị ịgbara ọsọ n'ihi ihe egwu

  12. Ndị ntoroọbịa bụ isi sekpụ ntị n'iweta mgbanwe na mba ọbụla - Deji Ige

  13. Ibute ego n’ụlọụka maka inwete vootu agaghị enwe isi na ntuliaka 2023 – Archbishọp Chukwuma

  14. Ihe Gọvanọ Hope Uzodimma sị bụ ọrụ ndị Ebubeagu n’Imo Steeti

  15. Peter Odili: Kedụ ihe ị ma maka nwoke a 'zụrụ' Wike na Amaechi na ndọrọndọrọ ọchịchị?

  16. Lee ndị na-azọ ndọrọndọrọ ọchịchị n'otu pati dị ịche ịche na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa

  17. El-Rufai, 'Obidients', 'Vawulence', akụkọ ụgha na ihe ndị ọzọ 'social media' bubatara n'ọsọ ntuliaka 2023

  18. Ihe niile anyị ma maka ebubo ntigbu Chidiebere Iloka

  19. Workers Salary: Abia, Imo na Enugwu so steeti ebe e ji ndị ọrụ ha ụgwọ

  20. Lee aha ndị Igbo echefuru echefu anaghịzị akpọ ụmụaka ugbua