Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Atiku Campaign in Uyo: Wike, Seyi Makinde, Ikpeazu agaghị

  2. Anambra Flooding: Etu ụmụaka enwe-nne 40 si tọ n'ụlọelu 'orphanage' ha n'ihi oke idemmiri

  3. Etu ndị ojiegbe si mee mwakpo n'Ọwụwa Anyanwụ na ngwụcha izuụka

  4. Ọ bụ eziokwu na mmadụ 80 nọ n’ime ụgbọmmiri ahụ kpuru n’Ogbaru?

  5. Ihe ndị ị maghị maka Vincent Ogbulafor

  6. Ka osi gaa n'ikpe 'ntọrọ' Nnamdi Kanu taa- Ọkaiwu Ejiofor

  7. 'Inye Peter Obi ụbọchị agbamakwụkwọ anyị bụ naanị onyinye anyị nwereike inye ya'

  8. Ụlọomeiwu Rivas steeti ekepbiela iwepụ oke Celestine Omehia dịka onye bụbụ Gọvanọ

    Celestine Omehia

    Ebe foto si, Atiku Support Group/Facebook

    Ụlọomeiwu Rịvas steeti ekpebiela ka Gọvanọ Nyesom Wike kwụsị inye Celestine Omehia oke na ugwu dịka onye bụbu gọvanọ steeti ahụ.

    N’okwu nke onyeisi otu pati kachasị n’ụlọomeiwu ahụ bụ Martin Amaewhule, kpalitere, o kwuru ka ha kagbuo mkpebi nke ụlọomeiwu steeti ahụ kpebiri n’abalị 10 nke ọnwa Juun afọ 2015, ka a nabata Omehia dịka aka chịburu steeti ahụ ma nye ya oke niile ruru ya dịka ọkwa ahụ sị dị.

    Amaewhule, kwuru na ịnabata Omehia megidere mkpebi Ụlọikpe Kachasị nyere n’afọ 2007 ebe ụlọikpe ahụ wepụrụ Omehia sị na ọ bụghị ya meriri na ntuliaka e mere n’afọ ahụ.

    Dịka ha gbaghachara okwu ahụ, mmadụ 21 n’ime ha kwadoro mkpebi ahụ nke Onyeisi ụlọomeiwu bụ Iku-Owaji Ibani, kwuru na ọ bụ ihe ziri ezi.

    Cheta na Celestine Omehia nke otu PDP bụbụ gọvanọ Rivas steeti malite n’ọnwa Mee afọ 2007 ruo abalị 25 nke ọnwa Oktoba 2007 bụ oge Ụlọikpe Kachasị wepụrụ ya, sị na ọ bụghị ya meriri na ntuliaka ahụ kama ọ bụ Rotimi Amaechi.

    Amaechi meriburu ntuliaka imeụlọ PDP mana pati ahụ wepụrụ aha ya tinye nke Omehia nke mere ka Amaechi kpụpụ ha ụlọikpe ebe o mechara merie.

  9. Ụtụisi gọọmentị na-achọ ịtọgbu anyị - ụfọdụ ndị bi n'Anambra na-ekwu

  10. Ihe dị n'ozi Mike Ozekhome nyere Onyeisiala Buhari maka Nnamdi Kanu

  11. Ụlọ anyị nọ n'okpuru mmiri kemgbe idemmiri a malitere - Ndị bi n'Ogbaru

  12. Aisha Wakil : Etu e si tụọ 'Mama Boko Haram' mkpọrọ

  13. Ihe ụfọdụ kwuru maka ngagharị nkwado e meere Peter Obi n'akụkọ Naịjirịa dị iche iche

  14. Nigeria Independence Day: 'Aga m ahụ na vootu ndị mmadụ kwuru onye ga-emeri na 2023 - Buhari

  15. Timi Dakolo: “Ọ bụrụ na Naịjirịa bụ mmadụ gbara afọ 62 a ga m asị ya nwanne m gaa hazie onwe gị”

  16. Etu mmachi otu jikọtara ndị keke si emetụta ndị Anambra steeti

  17. Etu e siri gbuo ndị agha n’Umunze Anambra steeti

  18. 2023 Campaign kickoff: Lee ndị niile na-azọ ọkwa onyeisiala na Naịjirịa

  19. Peter Obi: Anyị amaghị ndị otu Afenifere sị na ha agaghị akwado ya

  20. Xi Jinping: Ihe ị kwesịrị ịma maka onyeisiala mba China