You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Kedụ ka atụmatụ iwu ụtụisi Naịjirịa ọhụrụ ga-esi metụta gị?

  2. Gọọmenti Naịjirịa nwereike gbaghara Nnamdi Kanu - Sheikh Gumi

  3. Gịnị ka a sị Stella Oduah mere Gọọmenti Naịjirịa jiri kpụpụ ya n'ụlọikpe?

  4. A nwụchiela ndị a na-enyo gburu Omeiwu Azuka Justice n'Anambara steeti

  5. Ọnọdụ Fubara dịka nke onye a na-akpagbu mechara hụụ onye na-akpagbu ya n'anya - PDP

  6. Ụlọomeiwu Sịnetị akwadola ka Tinubu zigaa ndịagha na mba Bene Rịpọblik

  7. Nnamdi Kanu arịọla ka ụlọikpe kpọgaa ya n'ụlọmkpọrọ dị n'Abuja

  8. Mwakpo ndị ojiegbe mere n'ụlọụka Anglịkan n'obodo Lilu dị n'Anambra Steeti, lee ihe anyị ma

  9. Onyeisiala Tinubu eduola Ọchịagha Musa Christopher n'iyi ọrụ dịka mịnista nchekwa Naịjirịa

  10. A gaala n'ihu jichie ndị enyemaka Timipre Sylva kemgbe ọnwa Ọgọst - Bokoru

  11. Ihe anyị ma maka ụmụnwaanyị Kamerun abụọ a tọọrọ ma hụụ ozu ha n'osimiri Omambala, Anambra Steeti

  12. Guinea-Bissau: Umaro Sissoco Embaló agbagaala mba Senịgal dịka ndịagha napụrụ ya ọchịchị n'ike

  13. Odira Nwobu na-akwado ịkwaba n'ụlọ ọhụrụ ya n'ọnwa Disemba tupu ọ nwụọ- Arthur Scott, enyi ya

  14. Odira Nwobu: Ọ bụghị ya na nwaanyị nọ n'oge ikpeazụ ya - Ọkaiwu Chukwudi

  15. Ike Ekweremadu: Ihe mere mba Briten ji jụa inye Naịjirịa ohere ịkpọlata ya

  16. Ịchụ nta ndị na-egbu mmadụ, na-ere akụkụ ahụ mmadụ maka 'ịgwọ ọgwụ anwansi'

  17. Izite ndịagha, mmachi 'visa' na ụzọ ndị ọzọ Amerịka nwere ike isi taa Naịjirịa ahụhụ dịka mba 'e kwesịrị ilebara anya'

  18. Ọgbaghara adaala n'isiụlọọrụ pati PDP n'Abuja

  19. O nweghị onye m naara ala ya n'ike na Ngor-Okpala - Ebuka Obi

  20. Mmachi asụsụ ọdịbendị bụ iweghachi anyị n'aka ọchịchị Briten - Ndị nkuzi