You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Otu Kwankwasiyya, Miyetti Allah ajụla oku ndịomeiwu Amerịka kpọrọ ka a gụnye ha dịka ndị oyiọhaegwu

  2. Ọtụtụ ndị ahịa ka na-erubeisi n'iwu ịnọrọ n'ụlọ n'Aba, Ọnịcha

  3. Ihe ikpeazụ Ifunanya gwara anyị - Nne na nna ya

  4. Ụlọikpe enyela Briten iwu ka ha kwụọ ezinaụlọ ndị ọrụ koolu e gburu n'Enugwu n'afọ 1949 nde paụnds 420

  5. SEDC ga-ewete mmepe zuru oke n'ala Igbo site ugbua ruo afọ 2050 - Osote Onyeisiala Naịjirịa

  6. Nnamdi Kanu agbagharịala akwụkwọ n'ụlọikpe

  7. Somto Uwani: Etu m si bụrụ nwata a ma ama

  8. Obi jupụtara Gọvanọ Soludo n'aṅụrị mgbe ọ gara hụụ mmepe Onitsha Main Market

  9. Ndị mmadụ na-akpọ anyị ejima, mana lee nke bụ eziokwu - Albino Brothers

  10. Ihe mposi gị na-ekwu maka ọnọdụ ahụike gị

  11. Ihe onye akaebe gwara ụlọikpe n'ikpe Onyeze Jesus, Akwa Ọkụkọ na Eke-Hit

  12. Stanley Amandi: Ọ bụ eziokwu na e jichiri onye a na-eme ejije maka ebubo nkwatu ọchịchị Tinubu?

  13. Ifeanyi Ejiofor ekwuola ihe ọ maara gbasara iwu onye nọrọ n'ụlọ Ipob tinyere n'ụbọchị Mọnde

  14. Ụlọikpe ukwu dị n'Abuja eyigharịala ikpe Chris Ngige

  15. Ghọta ihe mere n'etiti Gọvanọ Soludo na ndị ahịa n'Anambra steeti.

  16. Ụlọikpe dị na Rivas Steeti eyigharịala ikpe igbochi ụlọomeiwu ịchụpụ Gọvanọ Fubara na osote ya

  17. Emeka Umeagbalasi: Ihe i kwesịrị ịma maka nwoke a sị nyere Amerịka ozi maka ogbugbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa

  18. Bobi Wine ekwuola na ya agaghị agbagha mpụtara ntuliaka onyeisiala Yuganda

  19. Gọọmenti Etiti akpụpụla Sowore n'ụlọikpe ọzọ

  20. Timothy Ofoegbu: Ọ bụghị naanị ndị Igbo ka a na-akpagbu na Naịjirịa, a na-akpagbu ndị Awụsa