Awụọla pati onyeisiala India n'ala na steeti ha siriọnwụ ịnweta
N’ofesi, awụọla pati onyeisiala mba India n’ala na mpaghara West Bengal agbanyeghị mbọ niile na ego ha mefuru iji were ọchịchị na steeti ahụ.
Ezenwaanyị nwetere mmeri na ya bụ ntuliaka bụ Mamata Banerjee sị na ya bụ mmeri azọpụtala West Bengal na ya ga-ememila nje Coronavirus ji mba ahụ asụ akwụ ugbua.