Gọọmenti bịa gbapere anyị ahịa ka anyị zụọ 'season'
Ndị na-azụ ahịa n'Ahịa Balogun dị na Legọs akpọkuola gọọmenti steeti ashụ ka ọ gbatara ha ọsọ enye maka site n'kpocha ihe ọkụ mebiri ma gbapere ha ahịa ka ha bidokwa zụwa ahịa.
Gee ihe onyeisi ha kwuru n'ihe onyonyo: