You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Balogun Fire: 'Esi m n' ụlọelu ogogo ise wutuo ka ọkụ ahụ ruru m ahụ'

Ọkụ ọgbụgba dakwasara ndị ahịa n'ahịa Balogun dị na Legọs agbaachala mana akụkọ ndị nwụụ, merụụ ahụ nna ihe ndị ọzọ e mefuru ka na-aga n'ihu.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Uche Akolisa, Ikechukwu Kalu and Chioma Obianinwa

Ọkụ bidoro n'ụtụtụ Tuzde n'otu ụlọelu

Ya bụ ọkụ kpara mkpamkpa bidoro n'elekere asatọ nke ụtụtụ n' ọdọ a kpọrọ 'Great Nigeria Building' na 'Braza Plaza' dị na Balogun, Lagos.