You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Conjoined twins: Etu anyị ji zọta ndụ ejima anyị jikọrọ ọnụ
Conjoined twins: Etu anyị ji zọta ndụ ejima anyị jikọrọ ọnụ
Mgbe e biputara ya
Ikewa ụmụejima jikọrọ ọnụ bụ ọrụ tara ndị ọrụ ahụike akpụ n'ebe niile n'ụwa.
Amarachi, nne ụmụejima ha jịkọburu ọnụ akọọrọla BBC Igbo etu e si kewaa ụmụejima ya oge ha dị ọnwa asaa.
Dịka nchọpụta dọkịta ya siri kwuo, James na John jịkọtara ọnụ n'umeju. Ọ kọwara ihe ya na di ya gabigara oge ha na-eme nke a.
Ugbua, ụmụaka ahụ etoola ma nwekwa eziahụike.