Ị ga-eme njem gaa ọwụwa anyanwụ n'oge a?

Mgbe e biputara ya

Dịka mpaghara ọwụwa na-agabiga mwakpo n'aka ndị ntọ, ndị o ji egbe egbu na ndị omekome ndị ọzọ, ndị Igbo na-ekwu uche ha ma ha a ga-ala ụlọ ekeresimesi ka ha ga-anọ obodo ebe ndị ha bi.

Ụfọdụ na-ekwu na ọ bụ ndị na-arụ ala na-atụ ụjọ ị la bee nna ha ebe ụfọdụ na-ekwu na ha ga-alanata ụlọ mee elu mee ana.