Ị ga-eme njem gaa ọwụwa anyanwụ n'oge a?
Mgbe e biputara ya
Dịka mpaghara ọwụwa na-agabiga mwakpo n'aka ndị ntọ, ndị o ji egbe egbu na ndị omekome ndị ọzọ, ndị Igbo na-ekwu uche ha ma ha a ga-ala ụlọ ekeresimesi ka ha ga-anọ obodo ebe ndị ha bi.
Ụfọdụ na-ekwu na ọ bụ ndị na-arụ ala na-atụ ụjọ ị la bee nna ha ebe ụfọdụ na-ekwu na ha ga-alanata ụlọ mee elu mee ana.
- Ọ bụrụ na ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ ahazigharịghị nchekwa ọwụwa anyanwụ, ESN ga-eguzosi ike
- Ihe pụtara na nzụkọ ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ nwere maka nchekwa ala Igbo
- Atọrọla Eze mmụọ ndị Owerri na onyeisi otu ndị obodo Owerri Nchi-Ise n’Imo steetị
- Ihe mere Ohanaeze Ndigbo jiri nye ndị gọvanọ izuụka abụọ ihibe Ebubeagụ na steeti ha