You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ndị ụkọchụkwụ emela ngagharị iwe n'Owerri
Akụkọ ndị kachasị mkpa mere taa:
Ndị ụkọchụkwụ Katọliki gosiri iwe ha maka ndị otu ha egburu na Benue
Ndị ụkọchụkwụ ụka Katọlịk na ọwerrị mere ngagharị iwe ụnyahụ iji dọta echịche ndị gọọmentị Naijịrịa maka ndị otu ha egburu egbu na Benue.
Ndị ụkọchụkwụ kwuru ka onyeisiala Buharị gbambọ chọpụta ndị merụrụ ala ahụ ma taa ha ahụhụ ka osikwesi.
Buhari sị na-emeere Biafra Ebere
Nwafọ Igbo bubu minista ahụike bụ Prof. Alphonsus nwosu agwala onyeisiala Buhari ya ga gbara ogwu ya nụọ.
Onyeisala Buharị kwuru na Yakubu Gowan bụ onye amị chịrị Naịjirịa mgbe agha
Biafra rịọrịọ ndị agha ha mgbe ahụ ha emesikwala ndị Igbo ike.
Akụkọ mba ofesi
Ọgbatauhie dakwasịrị mba Guatemala
Akụkọ ọkụ na-abọpụta n'ala nke mere na Guatemala ụbọchị ụka akwụsịbeghị o.
Ka ọdị ụgbụa achọpụtala na ya bụ ọkụ mmụọ ataala isi mmadụ iri assa na ise (75) ma merukwa ihe uru mmadụ narị abụọ ahụ. Mmh ọga dịcha mma.
N'egwuruegwu,
Gere akụkọ mere na mgbede a n'otu nkeji:Ihe nkiri nke taa:
Lee ihe nkiri taa