Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Mgbe e biputara ya

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ
Gafee Vidio ma gaa n’ihu

Vidio

  • Nwaanyị ji akụkpọahụ anụ e ji arụpụta akpụkpọ ụkwụ ma yiri uwe na-acha ndụ ndụ
  • Donald Duke ji ọkọlọtọ People's Redemption Party (PRP) azọ ọkwa onyeisiala Nigeria na ntuliaka na-abịa n'afọ 2027
  • Foto gosiri Aliko Dangote bụ onyeisi ụlọọrụ na-arụpụta mmadụ mgbịdị na Naịjirịa oge ụlọọrụ ahụ malitere ire oke ha n'ụlọ azụmaahịa NGX
  • Ogbugbu ụmụnwaanyị na-arị elu na Saụt Afrịka
  • Ihe ụwa bịara dịịrị m mfe oge m lụrụ nwunye anọ
  • Eserese na-egosi onyeisiala Bola Tinubu, Atiku Abubakar na Peter Obi n'elu ọkọlọtọ Naịjirịa
  • Onye bụ Ugo Ugochukwu tuuru ugo n’egwuregwu Formula 3 na mba Amerịka?
  • Psoriasis: 'Ọ ga-adị m mma ma akpụkpọahụ m dịkwa larịị ka nke ndị ọzọ'
  • Ana m emekọta ejije na ọrụ Ọkaiwu - Chisom Sydney Ihionu
  • Soshal midịa
  • Kedụ mgbe i kwesịrị ise ndị uweojii onyonyoo?
  • Onyeisiala mba kenya bụ William Ruto
  • Gịnị mere ndịagha jiri kwupụta nde naịra 30 n'isi Gentle D Yahoo
  • Ndị mmadu n’akụrụ ndị ohi ha jidere egwu
  • Gịnị mere ụfọdụ ụmụnwoke ji agba ọgwụ iji mee ka amụ ha buo ibu?
  • Ọgbakọ BBC haziri na mahadum Legọs maka ọmụmụ banyere okwu ụgha n'ịntanet
  • Onyonyo na-egosi otu nwoke yi ugegbe anya na otu nwaanyị na-emetụ ya aka n'azụ ya
  • Mazi Orinsi
  • 'Onye ọbụla na-achọghị iso mee ntuliaka 2027 bụ onye iro ndị Igbo'

Akụkọ akachasị gụọ