Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka 'April fool' na Naịjirịa

Clowns

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Ụfọdụ ndị mmadụ abanyela na nsogbu ebe ha na-eme ndị mmadụ akaja
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

N'agbanyeghị na taa bụ ụbọchị mbụ n'ọnwa Epreelụ bụkwa ụbọchị ụka Easter, ndị mmadụ echefughị ime ndị ha hụrụ n'anya akaja.

Ụbọchị mbụ n'ime ọnwa Epreelụ kwa afọ, bụ ụbọchị eji arụsa ma mee ndị mmadụ akaja iji kpọọ ha ndị nzuzu na gburugburu mbaụwa.

Ụfọdụ na-eme ya ndị ha hụrụ n'anya, ebe ndị ọzọ na-eme ya ndị ha kpọrọ asị.

Ụbọchị April fool nke afọ 2018 dabanyere n'ụbọchị ụka Easter, nke mere na ụfọdụ ndị mmadụ etinyeghị ya n'uche ịrụsa ndị ọzọ.

BBC Igbo gara na Twitter ịchọta ihe ndị mmadụ na-ekwu maka 'April fool' nke afọ a.

Ihe ndị mmadụ na-ekwu

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Otu onye kwuputara ka esi were ọnọdụ ịchọ ọrụ ya mee ya akaja

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Onye ọzọ na-eche etu ọ ga-esi aghọgbu nne na nna ya

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Ị mere ndị mmadụ akaja taa? Kedụ ihe ị mere ha?