Akụkọ kachasị n'abalị a: Atiku chọrọ ịzọ ọkwa onyeisiala n'okpuru PDP n'afọ 2019

Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Isiokwu ndị dị mkpa n'abalị a:

Atiku chọrọ ịbụ onyeisiala

Atiku Abubakar

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Atiku bụbụ osote oneyisiala oge Olusegun Obasanjo nọ n'ọchịchị

Onye bụbụ osote onyeisiala Naịjirịa bụ Atiku Abubakar, ekwuputala ebumnobi ya isonye na ndị ga-azọ ọkwa onyeisiala n'afọ 2019.

O kwuputara na ọ chọrọ ịzọ ọkwa a n'okpuru PDP n'ọgbakọ ndị otu PDP mere n'Adamawa bụ obodo ya taa.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Atiku gwara ọha na-eti aha ya na ọ ga-agba mbọ ịkwụsị ihe ịda oke ọnụ nke Bekee kpọrọ inflation, ma kwụsịkwa enweghị ọrụ dị na Naịjirịa.

O kwukwara na Onyeisiala Buhari na ndị otu pati APC anaghị egosi ike ha n'ihe ndị kacha metụta ndị bi n'obodo.

Alex Otti chọrọ ịbụ gọvanọ

Alex Otti ekwuputala ebumnuche ya ịzọ ọkwa gọvanọ nke Abia steeti na ntuliaka afọ 2019.

Otti kwuru na oge eruola ịzọpụta ndị Abịa n'ihe ọjọọ niile o kwuru na ha na-agabiga.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

O kwukwara na ndị otu PDP zunahụrụ ya mmeri o meriri na nke 2015.

Na mba ofesi,

Nwa ntakịrị dị naanị afọ anọ agbagbuola nwa dị afọ abụo ka o ji egbe mpa nnukwu ya na-egwu egwu n'obodo Muscoy dị na mba Amerịka.

A nwụchiela mpa nnukwu ahụ, ebe a ga-ekpe ya ikpe maka ịhapụ egbe ya ebe aka nwantakịrị nwere ike iru.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

N'egwuregwu

Bayern Munich gbara PSG ọkpụ atọ asatara otu taa ka ha zutere n'asọmpi International Champions Cup.

Ọtụtụ ndị egwu PSG so gbaa asọmpi Iko Mbaụwa dịka Mbappe na Neymar esonyeghị n'egwuregwu nke taa.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Ebe Borussia Dortmund ji otu ọkpụ merie Manchester City na ya bụ asọmpi.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Gee akụkọ anyị n'otu nkeji

Aha nkeananụānụ, Akụkọ ga-amasị gị ị ga-achọ ikọ taa niile

Lee ihe nkiri nke taa

Lee ụmụafọ Naijiria tọrọ na Rọshịa ka ha na-abanye ụgbọelu ịlọta Naijirịa

Aha onyonyo, Lee ụmụafọ Naijiria tọrọ na Rọshịa ka ha na-abanye ụgbọelu ịlọta Naijirịa