Off Cycle elections 2023: Diri ekelela ndị Bayelsa maka mmeri ya

Ntuliaka ọkwa Gọvanọ na Kogi, Bayelsa na Imo steeti ka o si aga.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chimezie UcheAgbo, Uche Akolisa, Ikechukwu Kalu, Chukwunaeme Obiejesi and Jessica Nwankwo

  1. Anambara, Enugwu, Imo, etu steeti ndịda ọwụwa anyawụ Naịjirịa siri nwete aha ha

  2. George Moghalụ: Ihe m ji azọ ọkwa Gọvanọ Anambara Steeti bụ na nwata anyị tụrụ ahịa azụtaghị ihe a tụrụ ya

  3. 'Oge Ozioma jụrụ m ọ bụ na ọrịa a anaghị ala ala, ebere m ezigbo akwa' Nne na nna nwa nwere ọrịa shuga

  4. Esitere m n'usekwu m wube ụlọahịa a ma ama ugbua – Nelly Agbogu hibere Naija Brand Chick

  5. Iji aka ekpe nye maọbụ nara mmadụ ihe ọ bụ arụ?

  6. 'Ọ bụ ejije Cry for Help mere ka onye niile mara m' - Nkiru Sylvanus

  7. Ikpeazu, Etiaba, ndị ọzọ esonyela ndị ọkaiwu Nnamdi Kanu - Ejimakor

  8. Ihe ndị ga-awapụ Soludo, Ukachukwu, Muoghalu ọgọdọ n'ukwu na ntuliaka Gọvanọ Anambra

  9. Lee etu olili ozu Cynthia Chizoba Oguzie tankị mmiri dagburu na Lekki si gaa n'Imo Steeti

  10. Onye bụ Kadịnal Peter Ebere Okpaleke nwa Naịjirịa tozuru ịzọ ọkwa Popu?

  11. Ihe anyị ma banyere ụlọọrụ Innoson a kụkpọrọ n'Anambra steeti

  12. Lee ihe onyeisi AGN kwuru banyere ndị Nollywood abụọ a sị nwụrụ n'Imo Steeti

  13. Wike na Fubara: Enyi abụọ na-alụ ọgụ mana lee ndị na-ata ahụhụ ya na Rịvas Steeti

  14. 'Egbe eluigwe gbara anyị n'ime ahịa oge anyị na-ezere mmiri n'okpuru osisi'

  15. Pascal Dozie hibere ụlọakụ Diamond Bank alaala mmụọ

  16. Kwụsị ịbo ndị Igbo ebubo maka ndị ugwu e gburu n'Uromi, Edo steeti – Ohanaeze Ndigbo

  17. Gịnị mere EFCC ji achọ Aisha Achimugu achọ?

  18. Etu akwamozu na oliliozu Humphery Nwosu si gaa n'obodo Ajalli dị n'Anambra Steeti

  19. Ọ gịnị butere nghọtahie n'etiti Sinetọ Nwebonyi na Oby Ezekwesili?

  20. Kedụ etu Owere bụ obodo 'ngwọrị' si malite?