Off Cycle elections 2023: Diri ekelela ndị Bayelsa maka mmeri ya

Ntuliaka ọkwa Gọvanọ na Kogi, Bayelsa na Imo steeti ka o si aga.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chimezie UcheAgbo, Uche Akolisa, Ikechukwu Kalu, Chukwunaeme Obiejesi and Jessica Nwankwo

  1. Ụfọdụ ndị a ka na-achọ achọ n'Ọwụwa Anyanwụ kamgbe 2021 ndị ọrụ nchekwa kpụụrụ ha - Amnesty International

  2. Justina Azuka ekeleela Mimi Azikiwe na mmeri ya na ntuliaka ụlọomeiwu Ọnịcha Nọt 1

  3. Ihe mere ụmụnwaanyị Akokwa jiri mee ngagharịiwe n'ụlọ ndị Eze ha

  4. Ndụmọdụ m na-enye ụmụnwaanyị gbasara BBL - Sunshine Rosman

  5. Lee ihe jikọtara mụ na Sunshine Rosman - Bucci Franklin

  6. Arondịzuogu: Gentle D'Yahoo agọọla na aka ya adịghị n'ogbugbu e gburu ndị mmadụ

  7. Etu idemmiri si akpa ike ọjọọ na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa

  8. Ndị nọọsụ akagbuola abụbụọrụ ha gbara dịka gọọmenti kwenyere ime ụfọdụ ihe ha chọrọ

  9. Ịkpụ ụzụ, ịkpa akwa, ịpị osisi, ịkụ mmanya na ọrụaka ndị ọzọ ndị Igbo na-arụ mgbe gboo

  10. Charly Boy asaala gọọmenti Legọs maka ịgbanwe aha 'bus stop' burula aha ya

  11. Ụgwọ ọkụ latrik anyị na-akwụ n'Aba karịrị akarị - Ndị bi n'Aba

  12. Anyị gbanahụrụ ọnwụ mgbe ụlọobibi anyị dara - Ụmụakwụkwọ Mahadum Alex Ekwueme dị n'Ebonyi Steeti

  13. "Ọ bụ mmadụ atọ bu ọgbatumtum gbagbusiri ndị mmadụ n'Umualaoma, Ndi-Ejezie na Ndiakuwata, Imo Steeti"

  14. Gịnị mere gọọmenti Amerịka ji machie ndi be ha ime njem na steeti Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa?

  15. Ụlọikpe ekpebiela na ọ bụ Nicholas Ukachukwu meriri ntuliaka imeụlọ APC mere n'Anambra Steeti

  16. Ndị agboro na-emekpa anyị ahụ -Ndị isi ụlọakwụkwọ ndị ntị chiri n' Abia steeti

  17. Ihe mere Atiku na ndị ọzọ ji hapụ PDP banye ADC

  18. Ọ bụ eziokwu na Gọọmenti Imo steeti amachiela 'open grazing'?

  19. Foto gosiri ndụ Buhari dịka onyeisiala n'ọchịchị ndịagha na ọchịchị onye kwuo uche ya

  20. Paul Biya: Onyeisiala Kameroon kacha ochie n'ụwa na-achọ ọkwa nke asatọ