Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Imo state: Gọọmenti Naịjirịa amalitela ịkwara mmiri Oguta/Orashi ụzọ banye n'osimiri Atlantic

    Hope Uzodimma na Yemi Osinbajo

    Ebe foto si, Community reporter

    Nkọwa foto, Hope Uzodimma na Yemi Osinbajo n'Imo steeti

    Osote onyeisiala Naịjirịa bụ Yemi Osinbajo agbapeela ọrụ imalite ịkwara mmrịrị Oguta na Orashị dị n'Imo steeti ka ọ banye nke ọma na nnukwu mmiri mba ụwa bụ Atlantic Ocean.

    Osinbajo kwuru na ya bụ ọrụ, nke a kpọrọ "Oguta/Orashi River development project", bụ nke ga-eweta ezigbo mmepe na mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.

    Ya bụ mmemme ka e mere ụnyaahụ Tọzde 11th Mee 2023 n'okpuru ọchịchị Oguta dị n'Imo steeti.

    Osinbajo kwere nkwa na ya bụ "dredging" a malitere na mmiri Oguta bụ iji kwalite azụmahịa na mmekọrịta n'etiti ndị Igbo na obodo ndị ọzọ n'Afrịka nakwa n'ụwa niile.

    Uzodimma na Osinbajo

    Ebe foto si, Hope New Media

    Nkọwa foto, Uzodimma na Osinbajo

    O kwuru na ndị so na ya bụ nkwekọrịta gụnyere ndị ọrụ agha Naijirịa, gọọmenti Imo steeti, nakwa gọọmentị etiti nke onyeisiala Muhammadu Buhari nọ n'isi ya.

    N'okwu nke ya, onyeisi Ohaneze Ndigbo bụ Chief Emmanuel Iwuanyanwu kwuru na obi dị ya ụtọ na ụdị mmepe a a na-achọ ka mgbe amalitela, were rịọ ka arụruo ya n'isi njedebe.

    Iwuanyanwụ jikwa ohere ahụ rịọ ka onyeisiala Buhari tọhapụ Mazi Nnamdi Kanu tupu orituo n'ọkwa na Mee 29th.

    Onye ji ọkwa Chief of Naval Staff, bụ Vice Admiral Awwal Gambo, kwuru na ya bụ "dredging" nke mmiri Oguta /Orashi ga-akwalite akụnụba Imo nakwa Naịjirịa wee kelee gọọmenti ka o siri nye ndị ọrụ Navy ọrụ nchewa ebe ahụ.

    Gọvanọ Hope Uzọdimma dugharịrị ndị niile zukọrọ na ya bụ ebe ịgba akaebe na ọrụ amalitela.

  2. Igbo culture: Ịtụ nzu, ịji akwụkwọ ube machie nkwụelu na ihe nrịbama ndị ọzọ dị omimi n'Ala Igbo na ihe ha pụtara

  3. Supreme Court: Ihe ndị mere taa n'Ụlọikpe Kachasị n' ikpe Atiku,Obi megide Tinubu

  4. Ana m enyefe mmeri m n'aka Chukwu nakwa ndị Osun - Gọvanọ Ademola Adeleke

  5. Ndị uweojii anwụchiela ndị a sị ji mmanwụ chụpụ otu nwaanyị n'Ogbaru, Anambra

  6. Election Tribunal: E higharịala ikpe Peter Obi na Labour Party maka Ntuliaka 2023

  7. Kedụ mba ndị nọ na Commonwealth nke Eze Charles III bụ onyeisi ya?

  8. Ike Ekweremadu : Ihe ndi ị maghị maka 'Belmarsh Prison',ụlọmkpọrọ ebe Ekweremadu nọrọ oge ikpe ya

  9. Ike Ekweremadu:Ihe ụmụ Naijiria na-ekwu dịka a tụrụ Ekweremadu mkpọrọ

  10. NLC Strike: Oku adịghị, ụgbọelu efeghị dịka NLC,Gọọmentị Imo na-ama aka

  11. Chinedum Orji ga-aga n’ihu buru onyeisi ụlọomeiwu Abia steeti

  12. Subsidy Removal: Gọọmentị na NLC ga-agba izu taa maka mwepu ya

  13. Presidential Election Petition: E hiwela ụbọchị ikpe ntuliaka dị n'etiti Tinubu, Obi na Atiku ga-ebido

  14. Arịrị egbuola ezinụlọ anyị - Nwunye Obiora Agbasimalo a na-achọ achọ kamgbe afọ abụọ

  15. Ihe i kwesịrị ịma maka iwu nwereike igbochi ndị dọkịnta ịhapụ Naịjirịa achụ akaraka ha n'ofesi

  16. Eduola Emmanuel Iwuanyanwu n'iyi ọrụ dịka onyeisi ọhụrụ nke Ohaneze Ndigbo

  17. Ọ bụ eziokwu na nkewa abatala n'ime 'Labour Party' Imo Steeti?

  18. Ndị Abia kpebiri n'oge a na ike ọchịchị ọjọọ agwụla ha – Ginger Onwusibe

  19. Adamawa Election: Inec akpọpụtala Gọvanọ Ahmadu Fintiri dịka onye meriri ntuliaka ọkwa Gọvanọ

  20. Ihe na-atụ ndị Gọvanọ ụjọ ikwupụta ego ole na-abata n’akpa steeti – Okonjo Iweala