You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka
Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Ihe mere ndị Igbo ji akwanyere ụbọchị Eke, Orie, Afọ na Nkwọ ugwu
Ihe gbara ọkpụrụkpụ n'akwụkwọ Ibrahim Babangida
Ụmụnwoke Igbo anaghị eji aka ike alụ ndị nwunye ha - Omoni Oboli
Etu enyi abụọ si nwụọ na Nkpor, Anambra Steeti oge ndị ntọ wakporo ha
Ndịiche dị n'okpukperechi ọdịnala na ịgwọ ọgwụ 'okeite'
Onyeisiala Bola Tinubu ezigala ozi nkasiobi nye ezinaụlọ Edwin Clark lara mmụọ
Anyị amaghị na ndị anyị nyefere ọchịchị ga-ahapụ ịrụcha ọrụ anyị malitere - Sullivan Chime
Gọọmentị Anambra Steeti agbachiela ụlọekpere 'Children of Light Anointing Ministry' nke Onye eze Jesus nwee
Mmọnwụ Ijele: Ihe mere e ji akpọ ya nnukwu mmọnwụ
Akwa Ọkụkọ enwerela onwe ya n'aka ndị ntọ
"Okeite bụ ajọ ọgwụ, ọ bụghị omenala Igbo" – Law Mefor
Mahadum Unizik achụọla nwataakwụkwọ lụsoro onye nkụzi ọgụ
Ụlọọrụ Nafdac awakpola ọdọ ahịa Abia na Anambra steeti maka ọgwụ adịgboroja
Aka akparala onye a sị nọ n'isi ndị gbara agagdi nwaanyị ọkụ n'Abagana
Ndị Gọvanọ chọọ ịchụ ndị omekome ọsọ, ha ma ihe ha kwesịrị ime - Sullivan Chime
Ụfọdụ nri e ji mara mpaghara dị iche iche n'ala Ịgbo
"Onye atakwala nwa m nwaanyị ụta maka ọnwụ Ikenna Erinne" - Francis Van-Lare
NAFDAC akpọchiela ụlọọrụ 250 na-emepụta mmanya adigboroja n'Aba
Ụmụnwaanyị Anambra Steeti emeela ngagharịiwe maka nwaanyị di ya gbara ọkụ n'Abagana