Ụlọakụ FCMB ga-enyocha ebubo na onyisi ha gara n'ubi onye ọzọ
N'ozi ya tinyere n'akara Twitter ha, ụlọakụ FCMB ekwuola na ha ma maka ebubo na-efegharị na soshal midia banyere onyeisi ha bụ Adam Nuru.
Ha si na ha ga-eme nyocha banyere ihe a a sị mere nakwa mata ma o migidere iwu ha.
Nke a na-abịa dịka ihe karịrị mmadụ puku abụọ binyere aka n'atụmatu e tinyere na ọga change.org na-asi ka achụọ Maazị Nuru n'ọrụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post













