DSS sepunu aka n'ikpe Sowore - Ọkaiwu Ukwu Naịjirịa
Ọkaiwu ukwu Naịjirịa bụ Abubakar Malami agwala ngalaba Directorate of State Services (DSS) ka ha sepu aka n'ikpe Omoyele Sowore.
Nke a na-abịa dika ọtụtụ mmadu na-agbarụ ihu maka etu DSS siri chọọ ịnwụchị Sowore n'ụlọikpe.
Gọọmentị Naịjirịa na-beo Sowore ebubo na ọ na-achọ itinye Naịjirịa n'ọgbaghara.

