Nigeria Independence Day: 'O nweghi ihe ọṅụ dị na ncheta nnwereonwe Naịjịrịa'- Ipob

Ndị be anyị ndewonu o! Anyị ga-ewetere ụnụ emume niile na-kpọtụ taa maka ịcheta ụbọchị nwereonwe nke Naịjirịa.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chioma Obianinwa, Jessica Nwankwo, Chris Sanctus Okereke and Ikechukwu Kalu

  1. Mba ndị bụ ọgbọ Naịjirịa

    Ị ma na ọ bụghị sọsọ Naịjirịa gbara afọ 59 na 2019?

    Lee mba ndị ọzọ bụ ọgbọ Naịjirịa ebe a.

    Ndị agha ochie nke mba Senegal

    Ebe foto si, Getty Images

    Nkọwa foto, Senegal
    Ndị mba Burkina Faso

    Ebe foto si, Getty Images

    Nkọwa foto, Burkina Faso

    Ndị ọzọ bụ:

    • CAR
    • Chad
    • Benin Republic
    • Gabon
    • Mali
    • Somalia
    • Congo
    • Cameroon.
    Ndị mba Madagascar

    Ebe foto si, Getty Images

    Nkọwa foto, Madagascar
  2. Ndị Delta nwekwara ozi

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  3. Ndị Imo ejikerela

    Ndị agha n'Imo steeti ejikerela 01/10/19
    Ndị agha n'Imo steeti ejikerela 01/10/19
  4. Mmiri ozuzo ka ndị Lagos ji nabata ụbọchị nwereonwe nke afọ a

    Mmiri ozizo
    Mmiri
    Mmiri ozizo
  5. Ka o si aga n'Enugwu steeti

    Emume pụrụiche na-akpọtụ n'Okpara Square dị n'Enugwu.

  6. Ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ n'okwu Buhari n'ụbọchị a

    Nchekwa

    Onyeisiala Buhari kwuru na ọchịchị ya na-agbasị mbọ ike ihụ na ha gboro nsogwu ndị Niger Delta na-enwe ma hịcha Ogoni bụkwa nosgbu gburugburu ebe ahụ nwerela kamgbe.

    Akụ na ụba Naịjịrịa

    Buhari kwuru na ọ ga-agba mbọ hụ na akụ na ụba Naịjirịa kwụsie ike ma bụrụ nke onye ọbụla ga-enwe ohere isonye mee ka o wulite nkeọma.

    2nd Niger Bridge

    "Anyị ga-arụcha akwa mmiri a n'afọ 2022."

    Cheta na akwụsịrị ọrụ ebe ahụ nso nso a.

    Buhari

    Ebe foto si, Twitter/APC Nigeria

  7. AS Roma esorola nzọmụkwụ Everton, Otu egwu bọọlụ AS Roma esorola na ndị na-ebunye Naịjirịa ụkpa ekele n'ụbọchị taa.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  8. Ndị Hausa na-asụ Igbo ọfụma na-ekele ndị Naịjirịa

    "A bụ m onye Adamawa steeti mana nne na nna m mụrụ m n'Enugwu steeti."

    Aha onyonyo, Nigeria Independence Day: Ndị Hausa ejirila asụsụ Igbo kelee Naịjirịa
  9. Mmemme ncheta ụbọchị mwereonwe Naịjirịa, Ndị agha Naịjirịa na-egosi ka ha sị kwụrụ chị m

  10. Ya kpọtụba!, Ụmụ Naịjirịa bi na Kanada na-eri, na-akwari n'ihi Naịjirịa

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  11. Nna ukwu US bụ Donald Trump nakwa ezenwaanyị Briten kelekwara ụmụ Naịjirịa

    Ezenwaanyị Briten bụ 'Eliza nke abụọ' kwuru na obi bụ ya sọ ọṅụ ikele ndị Naịjịrịa maka ụbọchị taa.

    Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump zitere onyeisiala Muhammadu Buhari ekele ọma maka ncheta ụbọchị nnwereonwe Naịjirịa bụ ụbọchị mbụ ọnwa Ọktoba. N'ozi ya, Trump sị na Naịjirịa na Amerịka dịka ndị dịnta abụọ na-achụ otu anụ ọhịa n'ụzọ dị iche iche.

    Ezenwaanyị

    Ebe foto si, @UKinNigeria Twitter

    Buhari and Trump

    Ebe foto si, Gety Images

  12. Ndị ama ama kwuru maka ncheta mwereonwe Naịjirịa nke afọ 59

    Aka chiburu Naịjirịa bụ GoodLuck Jonathan ekwuola ka ụmụ Naịjirịa nwe okwukwe ọhụrụ n'ala ha.

    Ebe gọvanọ Enugu steeti bụ Ifeanyi Ugwuanyị arịọla ka ụmụ Naịjịrịa kwụsịeike n’ichụ udo,njikọ na mmekọrịta ụmụnne.

    Goodluck

    Ebe foto si, Getty Images

    Gọvanọ Enugu steeti bụ Ifeanyi Ụgwuanyị

    Ebe foto si, Enugu state official website

  13. Otu egwuregwu Everton ezigarala Naịjirịa ụkpa ekele

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  14. Onyeisiala Muhammadu Buhari zigara ndị Naịjirịa ozi n'ụbọchị taa

  15. Ị ga-ejinwu asụsụ Igbo gụọ abụ ala Naịjirịa?

    Aha onyonyo, Ị ga-ejinwu asụsụ Igbo gụọ abụ ala Naịjirịa?
  16. Ndewo!

    Igbo demenu!

    Egbe bere, Ugo bere, onye sị na ibe ya agaghị ebe gịnị ga-eme ya?

    Soro nu anyị dịka anyị na-ewetara unu emume niile gbasara ụbọchị mwereonwe n'ọwụwa anyanwụ.

    Nnwaanyị na-enwe ọṅụ

    Ebe foto si, Getty Images