Ọkwa Osote Onyeisi Sineti: Atụmvotu ebidola
Ojeozi ụlọomeiwu na-akpọ aha ndị omeiwu n'otu na otu.
Onye a kpọtụtara aha ya , ọ pụta tuo vootu nke ya.
Oge a kpọrọ Omo Agege, ndị na-akwado ya bidoro kụwara ya aka.
Oge a kpọọ Ekweremmadụ, o nweghị onye kụrụ aka.