#BiafraHeroesDay na-ewu na Twitter
Na Soshal Midia Twitter, akara #BiafraHeroesDay na-ewu n'usoro agba ọhụrụ na-akpọ "trending".
Onyeisi otu Ipob tinyere ọnụ na ya bụ atụmatụ.
Mana, onwere ndị ya bu atumatu amasịghị, dịka onye a ji akara @generalzango ede na-ebo ebubo maka agha.