#bbcigbogovdebate: Anyị adịla nkwadebe imalite.
Ọtụtụ mmadụ anọrọlarị ala n'ụlọ nzụkọ dị n'Owerre, Imo steeti ebe nrụrịta ụka nke BBC Igbo chikọbara maka gọvanọ ga anọ kpọtụọ. Ndebanye aha n'akwụkwọ malitere ka mgbe elekere iri na out nke ụtụtụ taa bụ mkpụrụ ụbọchị iri na asatọ nke ọnwa Janụwarị afọa bụ 2019. Ọtụtụ ndị Uwakwe Roland, Wilson Amaefule, Fidel Onyeneke, Bar Macdonald Ogu, Ogechi, Emmanuel...









