Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin'

Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin'
Mgbe e biputara ya

Mba Seychelles bụ mba ọtụtụ ndị mmadụ ji njem nleta mara.

Mana ọtụtụ ndị mmadụ nọ na mba ahụ na-aṅụ ọgwụike heroin.

Otu onye mba ahụ bụ Joseph Fadane bụ onye na-anụbu ya kọọrọ African Eye, ihe dunyere ya n’ịnụ anwụrụ ike a:

Kirie ya n’uju: