Amerika agaala n'ihu n'inyo ihe na-eme n'ọhịa Sambisa

Donald trump

Ebe foto si, Getty Images

Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 6

Mba Amerịka amalitela ọrụ inyo ihe na-eme na Borno steeti, dịka ndịagha ha tụchara ndịagha nnụpụisi ụka Alakụba ogbunigwe na mpaghara Ugwu Naijiria Ụbọchịụka. Ekeresimesi.

Igwe e ji atụle ka ụgbọelu si efe gosiri na otu ụgbọelu na-efegharị na mpaghara oke ọhịa Sambisa bụ ebe e ji mara ndị Boko Haram na ndị ISIS.

End of https://bbc.com.im/igbo/articles/clyd0zn0r4eo%3C/p%3E%3C/div%3E%3C/section%3E%3Cdiv dir="ltr" class="css-1k9op6x e17x9cvu0">

Tupu ha tụọ ogbunigwe ha tụrụ ụbọchi Ekeresimesi, ndịagha Amerịka mere otu ihe ahụ na mpaghara Sokoto,Yobe na mpaghara mmiri 'Lake Chadi.