A chọrọ igbu "Password" ka ọ nwụọ ọnwụ ike
A chọrọ igbu "Password" ka ọ nwụọ ọnwụ ike

Ebe foto si, Getty images
Mgbe e biputara ya
Ndị ọkachamara ekwuola na 'password' abụghị ezigbo ụzọ madụ ga-esi echekwa onwe ya n'ịntanetị.
Nke a kpatara e ji achọta ụzọ ọzọ mmadụ ga-esi chekwaa ihe niile ọ na-eme n'ịntanetị dịka nke ha kpọrọ 'passkeys'.
Kirie ka ị ghọta ihe 'passkeys' bu na uru ha bara.







