Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke afọ 2023 si metụta gị
Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke afọ 2023 si metụta gị
Mgbe e biputara ya
Onyeisiala Naịjirịa bụ Buhari Muhhamadu Buhari ebinyela aka na mgbanwe 16 n'iwu Naịjirịa nke a na-akpọ 'Constitution Alteration Bill'.
Ya bụ iwhu kwadoro ihe ndị gụnyere ụlọomeiwu steeti ị nwere onwe ha maka ihe gbasara ego, na iwu ndị ọzọ gbasara njem ụgbọoloko, ụlọ nga, ọkụ latrik na ihe ndị ọzọ.
Ihe onyonyo a ga-akọwara gị etu iwu mgbanwe iri na isii ndịa ga-esi emetụta gị.




