Kedụ ka atụmatụ iwu ụtụisi Naịjirịa ọhụrụ ga-esi metụta gị?

Aha onyonyo, Kedụ ka atụmatụ iwu ụtụisi Naịjirịa ọhụrụ ga-esi metụta gị?
Kedụ ka atụmatụ iwu ụtụisi Naịjirịa ọhụrụ ga-esi metụta gị?
Mgbe e biputara ya

Onyeisiala Bola Tinubu nọrọ ụbọchị Tọzde 26, Juun, 2025 binye aka n'iwu ụtụisi anọ nke ụlọomeiwu kwadoro.

Kemgbe Onyeisiala mba Naịjirịa Bọla Tinubu weputara iwu ọhụrụ dị icheiche ọ chọrọ ijiri hazie etu e si anata ụtụisi nakwa etu e si eke ego e nwetara na ya, ọtụtụ ndị mmadụ na-akatọ iwu ahụ ebe ndị ọzọ na-akwadọ ya.

Mana kedụ ka atụmatụ ụtụisi ọhụrụ a ga-esi emetụta gị?

Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu

Ebe foto si, Getty Images