Oke ruuru ndị Enugwu North na South ga-eru ha aka n'ọchịchị m - Chimaobi Sam Atu

Oke ruuru ndị Enugwu North na South ga-eru ha aka n'ọchịchị m - Chimaobi Sam Atu
Mgbe e biputara ya

Onye ji Labour Pati azọ ọkwa ịnọchịte anya ndị Enugwu North na South n'ụlọomeiwu nta bụ Chimaobi Sam Atu ekwela nkwa na ọchịchị ya ga-arụ ụlọọgwụ ma mepee ime obodo niile dị n'ebe ndị a.

O kwukwara na e nweghị mmri ọṅụṅụ n'obodo ndị a na-echu ya ụra ma kwee nkwa na ọrụ mbụ ọ ga-arụ ikekwe ma ọ banye n'ọchịchị bụ ịgbapu mmiri ọṅụnụ.

Chimaobi Sam Atu bụ obue Ugwuaji na Enugwu South gara n'ihu kwuo na ebumnobi ya bụ iwelatara ndị Enugwu North and South oke ruuru ha site n'ụlọomeiwu dị n'Abuja.

Kirie ihe o kwuru n'uju;