Peruzzi: Ihe jikọrọ mụ na Chioma na ihe masịrị m maka ndị Igbo

Aha onyonyo, Ihe jikọrọ mụ na Chioma na ihe masịrị m maka ndị Igbo - Peruzzi
Mgbe e biputara ya

Tobechukwu Okoh Victor bụ otiegwu a ma dịka Peruzzi ekwuola etu o si bụrụ onye a ma ama n'iti egwu ugbua.

Peruzzi gwara BBC Igbo ihe o che maka 'esemokwu' dị n'etiti ndị otiegwu David Adeleke (Davido) na Ayo Balogun (Wizkid).

Ọ kọwakwara ihe jikọrọ ya na Chioma bụbu enyi nwaanyị Davido, bụ onye akụkọ fesara na ha abụọ yịrị tupu o zute Davido.

Peruzzi kwukwara ihe o che maka ịbụ onye Igbo nakwa ihe ndị ọzọ.

Gere ya n'uju ebe a

Ndị mere akụkọ a bụ Chimamaka Ihenacho na Vining Ogu

Akụkọ ga-amasị gị: