Constitution review: "Akwụkwọ iwu e ji achị Naịjirịa abụghị nke Naịjrịa" - Mbazulike Amechi

Aha onyonyo, "Akwụkwọ iwu e ji achị Naịjirịa abụghị nke Naịjrịa" - Mbazulike Amechi
Mgbe e biputara ya

BBC Igbo gbara ndị ọnụ n'eru n'okwu ajụjụ ọnụ gbasara ihe na-akpọtụ gbasara ịdegharị akwụkwọ iwu Naịjirịa.

Gee ihe ha kwuru