You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe mere Facebook ji machie Nnamdi kanu
Mgbe e biputara ya
Dịka ụlọọrụ Facebook wepụrụ akara Nnamdi Kanu n'ọgbakọ ha, Paul Achalla bụ onye ọkaiwu ndị IPOB ekwuola na ha ga-edegara Facebook akwụkwọ jụọ ha ihe kpatara nke a.
Achall kwuru na tupu a ma mmadụ ikpe, a ga-enye onye ahụ ohere ịzara ọnụ ya.
Gere ihe o kwuru.